MyBibleAtlasAbụ Ọma 104

Abụ Ọma

Abụ Ọma 104

Psalm 104 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 104Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading does not name an author. This is a praise Psalm that celebrates the Creator's wisdom and provision throughout the natural world.

Abụ Ọma 104 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mkpụrụobi m, too anyị. O anyị na m, ị dị ukwu nke ukwuu; ị na-eyikwasị ịma mma na ebube dịka uwe.

KJV verse 1: Bless the LORD, O my soul. O LORD my God, thou art very great; thou art clothed with honour and majesty.

Ọ na-eji ìhè kpuchie onwe ya dịka akwa; ọ na-agbasa eluigwe dịka ụlọ ikwu

KJV verse 2: Who coverest thyself with light as with a garment: who stretchest out the heavens like a curtain:

na-atọ ntọala ụlọ elu ya nʼelu mmiri. Ọ na-eji igwe ojii emere onwe ya ụgbọ agha na-ejirikwa nku nke ifufe felie elu.

KJV verse 3: Who layeth the beams of his chambers in the waters: who maketh the clouds his chariot: who walketh upon the wings of the wind:

O ji oke ifufe mere ihe na-ejere ya ozi, meekwa ka ọkụ na-enwu enwu bụrụ ndị na-ejere ya ozi.

KJV verse 4: Who maketh his angels spirits; his ministers a flaming fire:

Ọ bụ ya tọrọ ntọala ụwa; agaghị ewezugakwa ya site nʼọnọdụ ya.

KJV verse 5: Who laid the foundations of the earth, that it should not be removed for ever.

I gbokwasịrị ogbu mmiri nʼelu ya dịka ọ bụ uwe ka i yikwasịrị ya, mmiri tokpukwara ugwu niile.

KJV verse 6: Thou coveredst it with the deep as with a garment: the waters stood above the mountains.

Ma mgbe ị bara mba, mmiri ahụ gbapụrụ, nʼụda oke olu nke egbe eluigwe gị, ha gbapụrụ ọsọ.

KJV verse 7: At thy rebuke they fled; at the voice of thy thunder they hasted away.

Ha sitere nʼelu ugwu niile, sọrọ gaa na ndagwurugwu, ruokwa nʼebe ahụ ị kpara oke na ha ga-anọ.

KJV verse 8: They go up by the mountains; they go down by the valleys unto the place which thou hast founded for them.

Ị kpara oke nye ha, nke ha na-agaghị agafe, gbochie ha ikpuchi elu ụwa ọzọ.

KJV verse 9: Thou hast set a bound that they may not pass over; that they turn not again to cover the earth.

Ọ na-eme ka mmiri, site nʼala na-asọpụta na ndagwurugwu, meekwa ka iyi niile site nʼetiti ugwu na-asọfe.

KJV verse 10: He sendeth the springs into the valleys, which run among the hills.

Ha na-enye anụ ọhịa niile mmiri ọṅụṅụ bụrụkwa ebe akpịrị ịkpọ nkụ nke ịnyịnya ibu ọhịa na-adajụ.

KJV verse 11: They give drink to every beast of the field: the wild asses quench their thirst.

Nʼosisi dị nʼakụkụ ha ka ụmụ anụ ufe nke eluigwe ga-anọ wuo akwụ ha; nọrọkwa nʼalaka ha bụọ abụ.

KJV verse 12: By them shall the fowls of the heaven have their habitation, which sing among the branches.

Ọ na-esite nʼeluigwe na-ezidata mmiri ozuzo nʼelu ugwu niile; ụwa niile na-ejupụtakwa na mkpụrụ nke ọrụ aka ya.

KJV verse 13: He watereth the hills from his chambers: the earth is satisfied with the fruit of thy works.

Ọ na-eme ka ahịhịa puputara anụ ụlọ, na-emekwa ka ihe a kụrụ nʼala puoro mmadụ nʼubi ya, ime ka nri site nʼala pupụta;

KJV verse 14: He causeth the grass to grow for the cattle, and herb for the service of man: that he may bring forth food out of the earth;

mmanya nke na-enye obi mmadụ aṅụrị, mmanụ nke na-eme ka ihu na-egbupụ amụma, na achịcha nke na-enye ya ume nʼobi.

KJV verse 15: And wine that maketh glad the heart of man, and oil to make his face to shine, and bread which strengtheneth man’s heart.

A na-agba osisi niile nke anyị mmiri nke ọma, osisi sida nke ọn nke ọ kụrụ.

KJV verse 16: The trees of the LORD are full of sap; the cedars of Lebanon, which he hath planted;

Ụmụ nnụnụ na-ewu akwụ ha; nʼosisi fịa ka ụgbala na-ewu akwụ ya.

KJV verse 17: Where the birds make their nests: as for the stork, the fir trees are her house.

Ugwu niile dị elu dịịrị ewu ọhịa; nʼọgba dị na nkume ka ewi nkume na-ezo onwe ha.

KJV verse 18: The high hills are a refuge for the wild goats; and the rocks for the conies.

I mere ọnwa ka ọ bụrụ ihe a ga-eji na-agụ oge na mgbe dị iche iche; anyanwụ makwaara mgbe ọ ga-eji daa.

KJV verse 19: He appointed the moon for seasons: the sun knoweth his going down.

Ị na-eme ka ọchịchịrị bịa, ọ bụrụ abalị; ụmụ anụ ọhịa niile nke oke ọhịa na-akpagharị.

KJV verse 20: Thou makest darkness, and it is night: wherein all the beasts of the forest do creep forth.

Ụmụ ọdụm na-agbọ ụja ha na-elegharị anya anụ ha ga-adọgbu, ịchọrọ onwe ha ihe oriri ahụ na-enye ha.

KJV verse 21: The young lions roar after their prey, and seek their meat from God.

Nʼisi ụtụtụ mgbe anwụ wara, ha na-alaghachi zoo onwe ha nʼebe nzuzo ha.

KJV verse 22: The sun ariseth, they gather themselves together, and lay them down in their dens.

Ụmụ mmadụ na-amalitekwa ọrụ ha nʼisi ụtụtụ, kwụsịkwa nʼanyasị mgbe ọchịchịrị bidoro ịgba.

KJV verse 23: Man goeth forth unto his work and to his labour until the evening.

Onyenwe anyị, ọrụ aka gị dị ọtụtụ. Ọ bụ site nʼamamihe ka i ji kee ha. Elu ụwa niile jupụtara nʼihe niile i kere eke.

KJV verse 24: O LORD, how manifold are thy works! in wisdom hast thou made them all: the earth is full of thy riches.

Leenụ osimiri nke buru ibu saakwa mbara; jupụtara nʼihe e kere eke na-akpụ akpụ nke a na-apụghị ịgụta ọnụ bi, anụ dị ndụ ma ndị ukwu ma ndị nta.

KJV verse 25: So is this great and wide sea, wherein are things creeping innumerable, both small and great beasts.

Nʼebe ahụ ka ụgbọ mmiri niile na-ejegharị, nʼime ya kwa ka leviatan, nke gị onwe gị kere, na-anọ egwuri egwu.

KJV verse 26: There go the ships: there is that leviathan, whom thou hast made to play therein.

Ha niile na-adabere na gị, ka i nye ha nri nʼotu nʼotu, mgbe oge iri nri ha ruru.

KJV verse 27: These wait all upon thee; that thou mayest give them their meat in due season.

Ị na-enye ha nri; ha na-erikwa ya. Mgbe i meghere ọbụ aka gị nye ha nri, afọ na-eju ha nke ọma.

KJV verse 28: That thou givest them they gather: thou openest thine hand, they are filled with good.

Mgbe i zonarịrị ha ihu gị, egwu na-eju ha obi. Mgbe ị napụkwara ha ume ndụ i nyere ha, ha na-ekubi ume, nwụọ, laghachikwa nʼaja ebe ha siri pụta.

KJV verse 29: Thou hidest thy face, they are troubled: thou takest away their breath, they die, and return to their dust.

Mgbe i zipụrụ mmụọ gị, a na-eke ha; ị na-agbanwekwa ihu elu ụwa.

KJV verse 30: Thou sendest forth thy spirit, they are created: and thou renewest the face of the earth.

Ka ebube anyị dịgide site nʼebighị ebi ruo nʼebighị ebi; ka ọrụ aka anyị niile wetara ya ọṅụ,

KJV verse 31: The glory of the LORD shall endure for ever: the LORD shall rejoice in his works.

onye na-ele ụwa anya, ụwa amaa jijiji, onye na-emetụ ugwu niile aka, ha na-akwụ anwụrụ ọkụ.

KJV verse 32: He looketh on the earth, and it trembleth: he toucheth the hills, and they smoke.

Aga m abụku anyị abụ ogologo ụbọchị niile nke ndụ m; aga m abụku m abụ otuto oge niile m na-adị ndụ.

KJV verse 33: I will sing unto the LORD as long as I live: I will sing praise to my God while I have my being.

Ka ntụgharị uche m niile bụrụ ihe na-atọ ya ụtọ, dịka m na-aṅụrị ọṅụ nʼime anyị.

KJV verse 34: My meditation of him shall be sweet: I will be glad in the LORD.

Ka e kpochapụ ndị mmehie niile site nʼụwa. Ka ndị niile na-emebi iwu gharakwa ịdị ọzọ. Too anyị gị mkpụrụobi m! Toonu anyị!

KJV verse 35: Let the sinners be consumed out of the earth, and let the wicked be no more. Bless thou the LORD, O my soul. Praise ye the LORD.

Every verse in Abụ Ọma 104

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 1040:00 / 0:00