MyBibleAtlasAbụ Ọma 105

Abụ Ọma

Abụ Ọma 105

Psalm 105 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 105Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading does not name an author. This is a thanksgiving Psalm that recounts God's covenant faithfulness from Abraham through the exodus.

Abụ Ọma 105 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Nyenụ anyị otuto, kwupụtakwa aha ya. Meenụ ka amata nʼetiti mba niile banyere ihe niile ọ rụrụ.

KJV verse 1: O give thanks unto the LORD; call upon his name: make known his deeds among the people.

Bụkuo ya abụ, bụkuo ya abụ otuto; kwupụtanụ ọrụ ihe ịrịbama ya niile.

KJV verse 2: Sing unto him, sing psalms unto him: talk ye of all his wondrous works.

Ṅụrianụ nʼime aha nsọ ya; ka obi ndị niile na-achọ anyị ṅụrịa.

KJV verse 3: Glory ye in his holy name: let the heart of them rejoice that seek the LORD.

Na-achọnụ anyị na ike ya, chọọnụ ihu ya mgbe niile.

KJV verse 4: Seek the LORD, and his strength: seek his face evermore.

Chetanụ ọrụ ebube niile nke ọ rụrụ, ihe ịrịbama ya niile na ikpe ziri ezi niile si nʼọnụ ya pụta,

KJV verse 5: Remember his marvellous works that he hath done; his wonders, and the judgments of his mouth;

unu ụmụ ụmụ , bụ ohu ya, unu ụmụ ụmụ ọb, ndị ọ họpụtara.

KJV verse 6: O ye seed of Abraham his servant, ye children of Jacob his chosen.

Ya onwe ya bụ anyị anyị; ikpe ya dị nʼụwa niile.

KJV verse 7: He is the LORD our God: his judgments are in all the earth.

Ọ na-echeta ọgbụgba ndụ ya ruo mgbe ebighị ebi, bụ nkwa o kwere nye puku ọgbọ,

KJV verse 8: He hath remembered his covenant for ever, the word which he commanded to a thousand generations.

ọgbụgba ndụ ahụ nke ya na gbara na iyi ọ ṅụrụ nye Aịzik.

KJV verse 9: Which covenant he made with Abraham, and his oath unto Isaac;

O mere ka o guzoro nye ọb dịka ụkpụrụ, ma nʼebe nọ, dịka ọgbụgba ndụ ebighị ebi:

KJV verse 10: And confirmed the same unto Jacob for a law, and to Israel for an everlasting covenant:

“Aga m enye gị ala dịka oke i ga-eketa.”

KJV verse 11: Saying, Unto thee will I give the land of Canaan, the lot of your inheritance:

Mgbe ha dị ole na ole nʼọnụọgụgụ, nʼezie ha dị ole na ole, bụrụkwa ọbịa nʼime ya.

KJV verse 12: When they were but a few men in number; yea, very few, and strangers in it.

Ha wagharịrị site nʼotu mba gaa na mba ọzọ, sitekwa nʼotu alaeze gaa alaeze ọzọ.

KJV verse 13: When they went from one nation to another, from one kingdom to another people;

O kweghị ka onye ọbụla mekpaa ha ahụ; ọ baara ndị eze mba nʼihi ha;

KJV verse 14: He suffered no man to do them wrong: yea, he reproved kings for their sakes;

sị, “Unu emetụkwala ndị m e tere mmanụ aka; unu emekpakwala ndị amụma m ahụ.”

KJV verse 15: Saying, Touch not mine anointed, and do my prophets no harm.

O zitere ụnwụ nʼala ahụ, bibie ụzọ niile ha si enweta ihe oriri;

KJV verse 16: Moreover he called for a famine upon the land: he brake the whole staff of bread.

o zipụrụ otu nwoke ka ọ gaa nʼihu ha, Josef, onye e refuru dịka ohu.

KJV verse 17: He sent a man before them, even Joseph, who was sold for a servant:

Ha ji mkpọrọ igwe merụọ ya ahụ nʼụkwụ, nyanyekwa ya mkpọrọ igwe nʼolu,

KJV verse 18: Whose feet they hurt with fetters: he was laid in iron:

tutu ruo mgbe ihe ahụ o kwuru na ọ ga-eme mezuru, tutu ruo mgbe okwu anyị nwapụtara ya dịka onye eziokwu.

KJV verse 19: Until the time that his word came: the word of the LORD tried him.

Eze ahụ zipụrụ ozi ka a tọpụ ya, onye ahụ na-achị ndị dị iche iche mere ka o nwere onwe ya.

KJV verse 20: The king sent and loosed him; even the ruler of the people, and let him go free.

O mere ya ka ọ bụrụ onyenwe ezinaụlọ ya, onye na-achị ihe niile o nwere,

KJV verse 21: He made him lord of his house, and ruler of all his substance:

ikuziri ụmụ eze ndị ikom dịka o si masị ya, na izi ndị okenye ya amamihe.

KJV verse 22: To bind his princes at his pleasure; and teach his senators wisdom.

Mgbe ahụ, Izrel bara nʼala ; Jekọb bikwara nʼala dịka onye si mba ọzọ bịa.

KJV verse 23: Israel also came into Egypt; and Jacob sojourned in the land of Ham.

Onyenwe anyị mere ka ndị ya mụbaa nke ukwuu; o mere ka ndị ya dị ukwuu nʼọnụọgụgụ karịa ndị iro ha,

KJV verse 24: And he increased his people greatly; and made them stronger than their enemies.

ndị ọ tụgharịrị obi ha ka ha kpọọ ndị ya asị, ka ha gbaa izu nzuzo megide ndị ohu ya.

KJV verse 25: He turned their heart to hate his people, to deal subtilly with his servants.

O zipụrụ , ohu ya, na Erọn, onye ọ họpụtara.

KJV verse 26: He sent Moses his servant; and Aaron whom he had chosen.

Ha mere ọtụtụ ihe ịrịbama dị iche iche nʼetiti ha, ọrụ ebube ya dị iche iche nʼala .

KJV verse 27: They shewed his signs among them, and wonders in the land of Ham.

O zipụrụ ọchịchịrị, mee ka ala ahụ gbaa ọchịchịrị, nʼihi na ha nupuru isi megide okwu ya.

KJV verse 28: He sent darkness, and made it dark; and they rebelled not against his word.

O mere ka mmiri ha niile ghọọ ọbara, nke mere ka azụ niile dị nʼime ya nwụsịa.

KJV verse 29: He turned their waters into blood, and slew their fish.

Ala ha niile jupụtara nʼawọ ọ bụladị nʼime ọnụụlọ ndina nke ndị na-achị achị.

KJV verse 30: Their land brought forth frogs in abundance, in the chambers of their kings.

O kwuru okwu, igwe ijiji na anwụ nta dị iche iche ejupụta nʼala ha niile.

KJV verse 31: He spake, and there came divers sorts of flies, and lice in all their coasts.

Nʼọnọdụ mmiri ozuzo, o zitere ha mkpụrụ mmiri na amụma egbe eluigwe nʼala ha niile;

KJV verse 32: He gave them hail for rain, and flaming fire in their land.

o tijisịrị osisi vaịnị na osisi fiig niile ha, kwatusịakwa osisi niile dị nʼala ha.

KJV verse 33: He smote their vines also and their fig trees; and brake the trees of their coasts.

O kwuru okwu, igurube na ụkpana a na-apụghị ịgụta ọnụ jupụtara ebe niile;

KJV verse 34: He spake, and the locusts came, and caterpillers, and that without number,

ha richapụrụ ihe niile bụ ahịhịa ndụ dị nʼala ahụ, ripịakwa mkpụrụ niile ha kụrụ nʼubi ha.

KJV verse 35: And did eat up all the herbs in their land, and devoured the fruit of their ground.

Mgbe ahụ, o gburu ndị niile e buru ụzọ mụọ nʼala ahụ, mkpụrụ mbụ nke ndị ikom ha.

KJV verse 36: He smote also all the firstborn in their land, the chief of all their strength.

Ọ kpọpụtara ụmụ , ndị chịịrị ọlaọcha na ọlaedo, ọ dịghị otu onye nʼime ebo ya niile nke ahụ na-esighị ike.

KJV verse 37: He brought them forth also with silver and gold: and there was not one feeble person among their tribes.

Obi dị ụtọ mgbe ha pụrụ, nʼihi na oke egwu ndị dakwasịrị ha.

KJV verse 38: Egypt was glad when they departed: for the fear of them fell upon them.

Ọ gbasara igwe ojii dịka ihe mkpuchi, na ọkụ na-enye ìhè nʼabalị.

KJV verse 39: He spread a cloud for a covering; and fire to give light in the night.

Ha rịọrọ ya, o zitere ha ụmụ nnụnụ kweel, jirikwa achịcha si nʼeluigwe nyejuo ha afọ.

KJV verse 40: The people asked, and he brought quails, and satisfied them with the bread of heaven.

O tiwara nkume ahụ, mmiri sọpụtara; ọ sọgharịrị nʼime ọzara dịka iyi.

KJV verse 41: He opened the rock, and the waters gushed out; they ran in the dry places like a river.

Nʼihi na o chetara nkwa ya dị nsọ, nke o kwere ohu ya .

KJV verse 42: For he remembered his holy promise, and Abraham his servant.

O ji aṅụrị dupụta ndị ya, jirikwa ọnọdụ iti mkpu ọṅụ dupụta ndị ya ọ họpụtara;

KJV verse 43: And he brought forth his people with joy, and his chosen with gladness:

o nyere ha ala niile nke mba dị iche iche, ha ghọrọ ndị nnweta nke ihe ndị ọzọ rụpụta,

KJV verse 44: And gave them the lands of the heathen: and they inherited the labour of the people;

ka ha nwee ike debe ụkpụrụ ya niile ma na-erubekwa isi nʼiwu ya niile. Toonu anyị.

KJV verse 45: That they might observe his statutes, and keep his laws. Praise ye the LORD.

Every verse in Abụ Ọma 105

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 1050:00 / 0:00