MyBibleAtlasAbụ Ọma 103

Abụ Ọma

Abụ Ọma 103

Psalm 103 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 103Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a praise Psalm that blesses God for forgiveness, healing, compassion and steadfast love.

Abụ Ọma 103 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mkpụrụobi m, too anyị; ka ihe niile dị nʼime m too aha nsọ ya.

KJV verse 1: Bless the LORD, O my soul: and all that is within me, bless his holy name.

Mkpụrụobi m, too anyị; echefukwala mmeso ọma ya niile,

KJV verse 2: Bless the LORD, O my soul, and forget not all his benefits:

ọ bụ ya na-agbaghara gị mmehie gị niile; na-agwọkwa gị ọrịa gị niile,

KJV verse 3: Who forgiveth all thine iniquities; who healeth all thy diseases;

onye na-agbapụta ndụ gị site nʼolulu werekwa ịhụnanya na ọmịiko kpukwasị gị dịka okpueze,

KJV verse 4: Who redeemeth thy life from destruction; who crowneth thee with lovingkindness and tender mercies;

onye na-eji ezi ihe na-emejupụta ọchịchọ gị niile, ka oge okorobịa gị bụrụ ihe a gbanwere dịka nke ugo.

KJV verse 5: Who satisfieth thy mouth with good things; so that thy youth is renewed like the eagle’s.

Onyenwe anyị na-arụ ọrụ ezi omume, na-ekpe ikpe ziri ezi nye ndị a na-emegbu emegbu.

KJV verse 6: The LORD executeth righteousness and judgment for all that are oppressed.

O mere ka mata ụzọ ya, mekwaa ka ụmụ mara ọrụ ya dị iche iche:

KJV verse 7: He made known his ways unto Moses, his acts unto the children of Israel.

Onyenwe anyị nwere obi ọmịiko na-emekwa amara. Ọ dịghị ewe iwe ọsịịsọ, o jupụtara nʼịhụnanya.

KJV verse 8: The LORD is merciful and gracious, slow to anger, and plenteous in mercy.

Iwe ya anaghị adịgide ruo mgbe ebighị ebi, ọ bụghị oge niile ka ọ na-anọgide na-ata mmadụ ụta;

KJV verse 9: He will not always chide: neither will he keep his anger for ever.

ọ bụghị dịka mmehie anyị si dị ka ọ na-emeso anyị, ọ dịghị akwụghachi anyị dịka ajọ omume anyị si dị.

KJV verse 10: He hath not dealt with us after our sins; nor rewarded us according to our iniquities.

Nʼihi na dịka eluigwe si dị elu karịa ụwa, otu a ka ịhụnanya ya si dị ukwuu nʼebe ndị na-atụ egwu ya nọ.

KJV verse 11: For as the heaven is high above the earth, so great is his mercy toward them that fear him.

Dịka ọwụwa anyanwụ si dị anya, site nʼọdịda anyanwụ, otu a ka o sirila mee ka mmehie anyị niile dịrị anya site nʼebe anyị nọ.

KJV verse 12: As far as the east is from the west, so far hath he removed our transgressions from us.

Dịka nna si enwe obi ebere nʼebe ụmụ ya nọ, otu a ka anyị si enwe obi ebere nʼebe ndị na-atụ egwu ya nọ,

KJV verse 13: Like as a father pitieth his children, so the LORD pitieth them that fear him.

nʼihi na ya onwe ya maara otu e si kpụọ anyị, ọ na-echeta na anyị bụ aja.

KJV verse 14: For he knoweth our frame; he remembereth that we are dust.

Ebe mmadụ nọ, ụbọchị ya niile dị ka ahịhịa, ọ na-etopụta, na-awasa dịka okoko osisi ọhịa,

KJV verse 15: As for man, his days are as grass: as a flower of the field, so he flourisheth.

ifufe na-efesi ya ike, ọ na-adakwa, adịghị echetakwa ya nʼọnọdụ mbụ ya.

KJV verse 16: For the wind passeth over it, and it is gone; and the place thereof shall know it no more.

Ma ịhụnanya anyị na-adịgide site nʼebighị ebi ruo ebighị ebi nʼetiti ndị na-atụ egwu ya. Ezi omume ya na-adịgidekwara ụmụ ụmụ ha,

KJV verse 17: But the mercy of the LORD is from everlasting to everlasting upon them that fear him, and his righteousness unto children’s children;

nye ndị ahụ niile na-edebe ọgbụgba ndụ ya na ndị na-echeta irubere ụkpụrụ ya isi.

KJV verse 18: To such as keep his covenant, and to those that remember his commandments to do them.

Onyenwe anyị emeela ka ocheeze ya guzosie ike nʼeluigwe, alaeze ya na-achị ihe niile.

KJV verse 19: The LORD hath prepared his throne in the heavens; and his kingdom ruleth over all.

Toonu anyị, unu ndị mmụọ ozi ya, unu ndị dị ike ndị na-eme ihe ọ chọrọ, na-erubere okwu ya isi.

KJV verse 20: Bless the LORD, ye his angels, that excel in strength, that do his commandments, hearkening unto the voice of his word.

Toonu anyị unu usuu ndị agha ya niile; unu ndị na-ejere ya ozi, ndị na-eme uche ya.

KJV verse 21: Bless ye the LORD, all ye his hosts; ye ministers of his, that do his pleasure.

Toonu anyị, ọrụ aka ya niile nʼebe ọbụla ọ na-achị. Mkpụrụobi m, too anyị.

KJV verse 22: Bless the LORD, all his works in all places of his dominion: bless the LORD, O my soul.

Every verse in Abụ Ọma 103

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 1030:00 / 0:00