MyBibleAtlasAbụ Ọma 106

Abụ Ọma

Abụ Ọma 106

Psalm 106 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 106Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading does not name an author. This is a thanksgiving Psalm that confesses Israel's repeated rebellion and remembers God's enduring mercy.

Abụ Ọma 106 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Toonu anyị. Keleenụ anyị nʼihi na ọ dị mma; Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

KJV verse 1: Praise ye the LORD. O give thanks unto the LORD; for he is good: for his mercy endureth for ever.

Onye pụrụ ikwupụtasịcha ihe ukwu niile nke anyị na-arụ maọbụ kwupụta otuto ya niile?

KJV verse 2: Who can utter the mighty acts of the LORD? who can shew forth all his praise?

Ndị a gọziri agọzi ka ha bụ, bụ ndị na-edebe ikpe ziri ezi, ndị ahụ na-eme ezi ihe mgbe niile.

KJV verse 3: Blessed are they that keep judgment, and he that doeth righteousness at all times.

O anyị, cheta m mgbe ị ga-egosi ndị gị ihuọma, bịa leta m, mgbe ị na-azọpụta ha,

KJV verse 4: Remember me, O LORD, with the favour that thou bearest unto thy people: O visit me with thy salvation;

ka m soro keta oke na ngọzị ndị gị ị họpụtara, ka m keta oke nʼọṅụ ahụ dịrị mba gị sorokwa ihe nketa gị nye otuto.

KJV verse 5: That I may see the good of thy chosen, that I may rejoice in the gladness of thy nation, that I may glory with thine inheritance.

Anyị emehiela, dịka nna nna anyị ha mehiere; anyị emeela ihe ọjọọ, rụọkwa ọrụ ajọ omume.

KJV verse 6: We have sinned with our fathers, we have committed iniquity, we have done wickedly.

Mgbe nna nna anyị ha nọ nʼ, ha echeghị uche banyere ọrụ ebube gị niile; ha echetakwaghị ịba ụba nke ebere gị niile, kama ha nupuru isi nʼakụkụ oke osimiri ahụ, bụ .

KJV verse 7: Our fathers understood not thy wonders in Egypt; they remembered not the multitude of thy mercies; but provoked him at the sea, even at the Red sea.

Ma ọ zọpụtara ha nʼihi aha ya, ime ka a mara ike ya dị ukwuu.

KJV verse 8: Nevertheless he saved them for his name’s sake, that he might make his mighty power to be known.

Ọ baara mba, ọ tachaa; o dufere ndị ya site nʼebe dị omimi gafee dịka ọ bụ ọzara.

KJV verse 9: He rebuked the Red sea also, and it was dried up: so he led them through the depths, as through the wilderness.

Ọ zọpụtara ha site nʼaka ndị kpọrọ ha asị; gbapụtakwa ha site nʼaka ndị iro ha.

KJV verse 10: And he saved them from the hand of him that hated them, and redeemed them from the hand of the enemy.

Mmiri ahụ riri ndị iro ha niile; ọ dịghị otu onye nʼime ha fọdụrụ.

KJV verse 11: And the waters covered their enemies: there was not one of them left.

Mgbe ahụ, ha kweere okwu gị niile, ma bụkuo gị abụ otuto.

KJV verse 12: Then believed they his words; they sang his praise.

Ma o teghị aka, ha chefuru ihe niile ọ rụrụ, ha e chereghị ka ndụmọdụ ya pụta ìhè.

KJV verse 13: They soon forgat his works; they waited not for his counsel:

Nʼọzara, ha sooro ọchịchọ nke obi ha; nʼala tọgbọrọ nʼefu, ha nwara ọnwụnwa.

KJV verse 14: But lusted exceedingly in the wilderness, and tempted God in the desert.

Nʼihi ya, o nyere ha ihe ha rịọrọ ya, ma zite ọrịa na-efe efe ka ọ dakwasị ha.

KJV verse 15: And he gave them their request; but sent leanness into their soul.

Nʼetiti ọmụma ụlọ ikwu ha, ha kworo ekworo megide na Erọn, ndị e doro nsọ nye anyị.

KJV verse 16: They envied Moses also in the camp, and Aaron the saint of the LORD.

Ala meghere loda , o likwara , na ndị otù ya.

KJV verse 17: The earth opened and swallowed up Dathan, and covered the company of Abiram.

Ọkụ repịara ndị niile sonyere ha; ire ọkụ repịara ndị ajọ omume.

KJV verse 18: And a fire was kindled in their company; the flame burned up the wicked.

Na , ha kpụrụ nwa ehi, kpọọ isiala nye arụsị e jiri igwe pịa.

KJV verse 19: They made a calf in Horeb, and worshipped the molten image.

Ha jiri oyiyi oke ehi nke na-ata ahịhịa gbanwere ha.

KJV verse 20: Thus they changed their glory into the similitude of an ox that eateth grass.

Ha chefuru , onye zọpụtara ha, onye rụrụ ọtụtụ ọrụ dị ukwuu nʼ,

KJV verse 21: They forgat God their saviour, which had done great things in Egypt;

ọtụtụ ihe ịrịbama nʼala , na ọtụtụ ọrụ ịtụnanya nʼakụkụ .

KJV verse 22: Wondrous works in the land of Ham, and terrible things by the Red sea.

Nʼihi ya, o kwuru na ọ ga-ala ha nʼiyi, ma , onye ya ọ họpụtara, guzoro nʼetiti ndị ahụ na , ka oke iwe ya ghara ịla ha nʼiyi.

KJV verse 23: Therefore he said that he would destroy them, had not Moses his chosen stood before him in the breach, to turn away his wrath, lest he should destroy them.

Emesịa, ha ledara ala ọma ahụ anya, ha ekwenyeghị na nkwa ya.

KJV verse 24: Yea, they despised the pleasant land, they believed not his word:

Ha tamuru ntamu nʼime ụlọ ikwu ha; ha erubekwaghị isi nye anyị.

KJV verse 25: But murmured in their tents, and hearkened not unto the voice of the LORD.

Nʼihi nke a, o weliri aka ya elu ṅụọrọ ha iyi na ọ ga-eme ka ha niile nwụọ nʼọzara,

KJV verse 26: Therefore he lifted up his hand against them, to overthrow them in the wilderness:

mee ka agbụrụ ha daa nʼetiti mba dị iche iche, ma chụsasịa ha nʼala niile.

KJV verse 27: To overthrow their seed also among the nations, and to scatter them in the lands.

Ha dịnyeere ndị na-efe arụsị nke , riekwa ihe e ji chụọrọ chi na-enweghị ndụ aja;

KJV verse 28: They joined themselves also unto Baal-peor, and ate the sacrifices of the dead.

ha sitere nʼajọ omume ha kpasuo anyị iwe, nke mere ka ọrịa na-efe efe dakwasị ha.

KJV verse 29: Thus they provoked him to anger with their inventions: and the plague brake in upon them.

Ma guzoro ọtọ, mee ihe ziri ezi, ọrịa ahụ na-efe efe kwụsịkwara.

KJV verse 30: Then stood up Phinehas, and executed judgment: and so the plague was stayed.

A gụnyere nke a dịka ezi omume nye ya site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ.

KJV verse 31: And that was counted unto him for righteousness unto all generations for evermore.

Nʼakụkụ mmiri , ha kpasuru anyị iwe, nʼihi ha, nsogbu dakwasịrị ;

KJV verse 32: They angered him also at the waters of strife, so that it went ill with Moses for their sakes:

nʼihi na ha nupuru isi megide Mmụọ nke , Mosis kwuru okwu, na-echeghị echiche banyere ihe ọ na-ekwu.

KJV verse 33: Because they provoked his spirit, so that he spake unadvisedly with his lips.

Ha egbuchapụghị mba niile bi nʼala ahụ dịka anyị dọrọ ha aka na ntị ka ha mee.

KJV verse 34: They did not destroy the nations, concerning whom the LORD commanded them:

Kama ha gwakọtara onwe ha na mba niile nke ala ahụ, site otu a, mụta ime ka ha na-eme.

KJV verse 35: But were mingled among the heathen, and learned their works.

Ha fere arụsị ha ofufe, nke ghọrọ ihe ịma nʼọnya nye ha.

KJV verse 36: And they served their idols: which were a snare unto them.

Ha gara nʼihu were ụmụ ha ndị ikom na ndị inyom chụọrọ chi na-abụghị chi aja.

KJV verse 37: Yea, they sacrificed their sons and their daughters unto devils,

Ha na-awụfu ọbara ndị na-emeghị ihe ọbụla, ọbara ụmụ ha ndị ikom na ndị inyom, bụ ndị ha chụrụ dịka aja nye arụsị niile nke ala , si otu a jiri ọbara ha merụọ ala ahụ.

KJV verse 38: And shed innocent blood, even the blood of their sons and of their daughters, whom they sacrificed unto the idols of Canaan: and the land was polluted with blood.

Ha sitere nʼihe ha na-eme merụọ onwe ha; site nʼaka ọrụ ha, maka uru ha nyefere onwe ha nʼaka ndị na-emerụ ha.

KJV verse 39: Thus were they defiled with their own works, and went a whoring with their own inventions.

Nʼihi nke a, iwe were anyị megide ndị ya; ọ gụkwara ihe nketa ya dịka ihe rụrụ arụ.

KJV verse 40: Therefore was the wrath of the LORD kindled against his people, insomuch that he abhorred his own inheritance.

Ọ raara ha nye nʼaka ndị mba ọzọ dị iche iche, ndị kpọrọ ha asị chịkwara ha.

KJV verse 41: And he gave them into the hand of the heathen; and they that hated them ruled over them.

Ndị iro ha mekpara ha ahụ chie ha ọnụ nʼala nʼokpuru ike ha.

KJV verse 42: Their enemies also oppressed them, and they were brought into subjection under their hand.

Ọtụtụ oge, ọ napụtara ha, ma ha nọgidesịrị ike nʼinupu isi site na ndụmọdụ ya, bụrụ ndị lara nʼiyi nʼime mmehie ha.

KJV verse 43: Many times did he deliver them; but they provoked him with their counsel, and were brought low for their iniquity.

Ma mgbe ọ nụrụ mkpu akwa ha, ọnọdụ mkpagbu ha metụtara ya;

KJV verse 44: Nevertheless he regarded their affliction, when he heard their cry:

nʼihi ha, o chetara ọgbụgba ndụ ya, sitekwa nʼoke ịhụnanya ya, meere ha ebere.

KJV verse 45: And he remembered for them his covenant, and repented according to the multitude of his mercies.

Ọ na-emekwa ka ndị ahụ dọtara ha nʼagha nwee ọmịiko nʼahụ ha.

KJV verse 46: He made them also to be pitied of all those that carried them captives.

O anyị anyị, zọpụta anyị, chịkọta anyị site nʼaka mba dị iche iche, ka anyị nwee ike nye aha nsọ gị ekele ma nyaakwa isi nʼime otuto gị.

KJV verse 47: Save us, O LORD our God, and gather us from among the heathen, to give thanks unto thy holy name, and to triumph in thy praise.

Otuto dịrị anyị, bụ nke , site nʼebighị ebi ruo ebighị ebi. Ka mmadụ niile sị, “Amen!” anyị.

KJV verse 48: Blessed be the Lord God of Israel from everlasting to everlasting: and let all the people say, Amen. Praise ye the LORD.

Every verse in Abụ Ọma 106

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 1060:00 / 0:00