MyBibleAtlasAbụ Ọma 107

Abụ Ọma

Abụ Ọma 107

Psalm 107 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 107Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading does not name an author. This is a thanksgiving Psalm that celebrates God's steadfast love through repeated rescues of people in distress.

Abụ Ọma 107 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Keleenụ anyị, nʼihi na ọ dị mma; ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

KJV verse 1: O give thanks unto the LORD, for he is good: for his mercy endureth for ever.

Ka ndị niile anyị gbapụtara kwuo otu a, ndị niile ọ gbapụtara site nʼaka onye kpọrọ ha asị,

KJV verse 2: Let the redeemed of the LORD say so, whom he hath redeemed from the hand of the enemy;

ndị ọ kpọlatara site nʼala niile dị iche iche, site nʼọwụwa anyanwụ na ọdịda anyanwụ, site nʼugwu na ndịda.

KJV verse 3: And gathered them out of the lands, from the east, and from the west, from the north, and from the south.

Ụfọdụ wagharịrị nʼọzara, ala nke tọgbọrọ nʼefu, ha enweghị ike ịchọta ụzọ nke ga-eduba ha nʼobodo ebe ha ga-ebi.

KJV verse 4: They wandered in the wilderness in a solitary way; they found no city to dwell in.

Agụụ gụrụ ha, akpịrị kpọkwara ha nkụ, olileanya gwụrụ ha nʼobi.

KJV verse 5: Hungry and thirsty, their soul fainted in them.

Mgbe ahụ, ha kpọkuru anyị, nʼime nsogbu ha, ọ napụtakwara ha site na mkpagbu ha niile.

KJV verse 6: Then they cried unto the LORD in their trouble, and he delivered them out of their distresses.

O duuru ha nʼụzọ ziri ezi baa nʼobodo ha ga-ebi.

KJV verse 7: And he led them forth by the right way, that they might go to a city of habitation.

Ka ha kelee anyị nʼihi ịhụnanya ya nke na-adịghị agwụ agwụ na nʼihi ọrụ ebube ya niile nye ụmụ mmadụ,

KJV verse 8: Oh that men would praise the LORD for his goodness, and for his wonderful works to the children of men!

nʼihi na o jirila ọtụtụ ezi ihe nyejuo ndị agụụ na-agụ afọ meekwa ka onye akpịrị na-akpọ nkụ ṅụjuo afọ.

KJV verse 9: For he satisfieth the longing soul, and filleth the hungry soul with goodness.

Ụfọdụ nọdụrụ ala nʼọchịchịrị na nʼọnọdụ oke ihe mwute nke obi, ndị nọ nʼụlọ mkpọrọ na-ata ahụhụ ndị e ji mkpọrọ igwe kee ha agbụ,

KJV verse 10: Such as sit in darkness and in the shadow of death, being bound in affliction and iron;

nʼihi na ha nupuru isi megide okwu niile nke ma lelikwaa ndụmọdụ niile nke kachasị ihe niile elu.

KJV verse 11: Because they rebelled against the words of God, and contemned the counsel of the most High:

Nʼihi ya, Chineke mere ka ha hụjuo anya site nʼịdọgbu onwe ha nʼọrụ, ha sụrụ ngọngọ daa, ma ọ dịghị onye ọbụla nyeere ha aka ibilite ọtọ.

KJV verse 12: Therefore he brought down their heart with labour; they fell down, and there was none to help.

Mgbe ahụ, ha kpọkuru anyị nʼime nsogbu ha, ọ zọpụtara ha site na mkpagbu ha niile.

KJV verse 13: Then they cried unto the LORD in their trouble, and he saved them out of their distresses.

O mere ka ha site nʼọchịchịrị na oke ihe mwute nke obi pụta. O tijikwara agbụ ha niile.

KJV verse 14: He brought them out of darkness and the shadow of death, and brake their bands in sunder.

Ka ha kelee anyị nʼihi ịhụnanya ya, nke na-adịghị agwụ agwụ na nʼihi ọrụ ebube ya niile nye ụmụ mmadụ,

KJV verse 15: Oh that men would praise the LORD for his goodness, and for his wonderful works to the children of men!

nʼihi na o tijisiela ọnụ ụzọ ama niile e ji bronz kpụọ gbujiekwa mkpọrọ ịkpọchi ụzọ niile e ji igwe kpụọ.

KJV verse 16: For he hath broken the gates of brass, and cut the bars of iron in sunder.

Ụfọdụ ghọrọ ndị nzuzu site na nnupu isi taakwa ahụhụ nʼihi njehie ha niile.

KJV verse 17: Fools because of their transgression, and because of their iniquities, are afflicted.

Ihe oriri ọbụla ghọọrọ ha ihe rụrụ arụ ha bịakwara ọnụ ụzọ ama ọnwụ nso.

KJV verse 18: Their soul abhorreth all manner of meat; and they draw near unto the gates of death.

Mgbe ahụ, ha kpọkuru anyị nʼime nsogbu ha ọ zọpụtara ha site na mkpagbu ahụ niile.

KJV verse 19: Then they cry unto the LORD in their trouble, and he saveth them out of their distresses.

O zipụrụ okwu ọnụ ya, gwọọ ha; ọ napụtara ha site nʼili.

KJV verse 20: He sent his word, and healed them, and delivered them from their destructions.

Ka ha kelee anyị nʼihi ịhụnanya ya nke na-adịghị agwụ agwụ na nʼihi ọrụ ebube ya niile nye ụmụ mmadụ.

KJV verse 21: Oh that men would praise the LORD for his goodness, and for his wonderful works to the children of men!

Ka ha chụọ aja ekele nye ya jirikwa ọtụtụ abụ ọṅụ kwupụta banyere ọrụ ya niile.

KJV verse 22: And let them sacrifice the sacrifices of thanksgiving, and declare his works with rejoicing.

Ụfọdụ ji ụgbọ mmiri na-ejegharị nʼelu oke osimiri; ha bụ ndị na-azụ ahịa ma na-ebugharịkwa ngwa ahịa nʼelu oke osimiri.

KJV verse 23: They that go down to the sea in ships, that do business in great waters;

Ha hụrụ ọrụ niile nke anyị, ọtụtụ ọrụ ebube ya nʼogbu mmiri.

KJV verse 24: These see the works of the LORD, and his wonders in the deep.

Nʼihi na o kwuru okwu mere ka oke ifufe kuo nke buliri ebili mmiri elu.

KJV verse 25: For he commandeth, and raiseth the stormy wind, which lifteth up the waves thereof.

Ha bụ ndị e buliri nnọọ ezigbo elu, ma budatakwa ruo ogbu mmiri niile; nʼọnọdụ ihe egwu ahụ, obi lọrọ ha mmiri.

KJV verse 26: They mount up to the heaven, they go down again to the depths: their soul is melted because of trouble.

Ha na-adagharị, na-aṅagharịkwa dịka ndị ṅụbigara mmanya oke. Mmụta ha banyere ịnya ụgbọ mmiri adịghị enyekwara ha aka nʼoge dị otu a.

KJV verse 27: They reel to and fro, and stagger like a drunken man, and are at their wit’s end.

Mgbe ahụ, ha kpọkuru anyị nʼime nsogbu ha, o mere ka ha pụta na mkpagbu ahụ niile.

KJV verse 28: Then they cry unto the LORD in their trouble, and he bringeth them out of their distresses.

O mere ka oke ifufe dere duu; o mekwara ka ebili mmiri nke oke osimiri dajụọ.

KJV verse 29: He maketh the storm a calm, so that the waves thereof are still.

Ha ṅụrịrị ọṅụ mgbe ọ dajụrụ, o duuru ha ruo ebe ha na-aga nʼudo.

KJV verse 30: Then are they glad because they be quiet; so he bringeth them unto their desired haven.

Ka ha kelee anyị nʼihi ịhụnanya ya nke na-adịghị agwụ agwụ na nʼihi ọrụ ebube ya niile nye ụmụ mmadụ.

KJV verse 31: Oh that men would praise the LORD for his goodness, and for his wonderful works to the children of men!

Ka ha bulie ya elu nʼetiti ọgbakọ ukwu ụmụ mmadụ ma tookwa ya na nzukọ ndị okenye.

KJV verse 32: Let them exalt him also in the congregation of the people, and praise him in the assembly of the elders.

Ọ na-eme ka iyi ghọọ ọzara; na-emekwa ka ebe mmiri si asọpụta ghọọ ala kpọrọ nkụ.

KJV verse 33: He turneth rivers into a wilderness, and the watersprings into dry ground;

Ọ na-eme ka ala na-amị mkpụrụ hiri nne ghọọ ọzara, nʼihi ajọ omume nke ndị bi nʼime ya.

KJV verse 34: A fruitful land into barrenness, for the wickedness of them that dwell therein.

Ọ na-eme ka ọzara ghọọ ala nke ọdọ mmiri jupụtara mee ka ala akọrọ ghọọ isi iyi nke na-asọ asọ;

KJV verse 35: He turneth the wilderness into a standing water, and dry ground into watersprings.

ebe ahụ ka ọ kpọbatara ndị agụụ na-agụ ka ha biri, ebe ahụ ka ha wuru obodo ebe ha ga-ebi.

KJV verse 36: And there he maketh the hungry to dwell, that they may prepare a city for habitation;

Ha ghara mkpụrụ nʼubi ha dị iche iche, kụọkwa ọtụtụ ubi vaịnị ndị mịrị mkpụrụ dị ukwuu;

KJV verse 37: And sow the fields, and plant vineyards, which may yield fruits of increase.

ọ gọziri ha, ọnụọgụgụ ha bakwara ụba, o mekwara ka anụ ụlọ ha mụbaa.

KJV verse 38: He blesseth them also, so that they are multiplied greatly; and suffereth not their cattle to decrease.

Mgbe ahụ, ọnụọgụgụ ha adịghịkwa ka ọ dị na mbụ, ha bụ ndị e ji mkpagbu na ihe ndakwasị na iru ụjụ wedata nʼala;

KJV verse 39: Again, they are minished and brought low through oppression, affliction, and sorrow.

onye ahụ na-eleda ndị na-achị achị anya mere ka ha wagharịa nʼọzara, ebe ụzọ na-adịghị.

KJV verse 40: He poureth contempt upon princes, and causeth them to wander in the wilderness, where there is no way.

Ma ọ na-anapụta ndị mkpa na-akpa site na nhụju anya ha, mee ka ezinaụlọ ha mụbaa dịka igwe anụ ụlọ.

KJV verse 41: Yet setteth he the poor on high from affliction, and maketh him families like a flock.

Ndị ezi omume na-ahụ ya na-aṅụrị ọṅụ, ma ndị ajọ omume na-emechi ọnụ ha nọọ duu.

KJV verse 42: The righteous shall see it, and rejoice: and all iniquity shall stop her mouth.

Onye ọbụla maara ihe ga-echezi echiche banyere ihe ndị a, ma tuleekwa ọrụ ịhụnanya anyị nke dị ukwuu.

KJV verse 43: Whoso is wise, and will observe these things, even they shall understand the lovingkindness of the LORD.

Every verse in Abụ Ọma 107

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 1070:00 / 0:00