MyBibleAtlasAbụ Ọma 108

Abụ Ọma

Abụ Ọma 108

Psalm 108 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 108Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a praise Psalm that resolves to praise God and asks for help in battle.

Abụ Ọma 108 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Obi m dị njikere, o ; aga m eji mkpụrụobi m niile bụọ abụ ma kụkwaa egwu.

KJV verse 1: O God, my heart is fixed; I will sing and give praise, even with my glory.

Teta! Ụbọ akwara na une! Aga m akpọte chi ọbụbọ.

KJV verse 2: Awake, psaltery and harp: I myself will awake early.

Aga m eto gị, O anyị, nʼetiti mba niile; aga m abụ abụ banyere gị nʼetiti ndị niile dị iche iche.

KJV verse 3: I will praise thee, O LORD, among the people: and I will sing praises unto thee among the nations.

Nʼihi na ịhụnanya gị dị ukwuu karịa eluigwe; ikwesi ntụkwasị obi gị na-erukwa mbara eluigwe.

KJV verse 4: For thy mercy is great above the heavens: and thy truth reacheth unto the clouds.

Ka e bulie gị elu, o , karịa eluigwe niile, ka ebube gị dị nʼelu ụwa niile.

KJV verse 5: Be thou exalted, O God, above the heavens: and thy glory above all the earth;

Were aka nri gị zọpụta anyị ma nyere anyị aka, ka a gbapụta ndị ị hụrụ nʼanya.

KJV verse 6: That thy beloved may be delivered: save with thy right hand, and answer me.

Chineke esitela nʼịdị nsọ ya kwuo, sị, “Nʼọnọdụ ọṅụ nke mmeri, aga m ekesa , tụkwaa ọt nʼihe ọtụtụ, nyepụ ya.

KJV verse 7: God hath spoken in his holiness; I will rejoice, I will divide Shechem, and mete out the valley of Succoth.

bụ nke m, Manase bụkwa nke m; Ifrem bụ okpu igwe m, Juda bụ mkpara eze m.

KJV verse 8: Gilead is mine; Manasseh is mine; Ephraim also is the strength of mine head; Judah is my lawgiver;

bụ efere ịkwọ aka m, aga m atụsa akpụkpọụkwụ m nʼelu Edọm nʼelu isi , ana m eti mkpu mmeri.”

KJV verse 9: Moab is my washpot; over Edom will I cast out my shoe; over Philistia will I triumph.

Onye ga-akpọrọ m gaa nʼobodo e wusiri ike? Onye ga-edu m gaa Edọm?

KJV verse 10: Who will bring me into the strong city? who will lead me into Edom?

Ọ bụghị gị, o ? Gị onye jụrụ anyị, onye na-adịghị esokwa ndị agha anyị aga agha?

KJV verse 11: Wilt not thou, O God, who hast cast us off? and wilt not thou, O God, go forth with our hosts?

Nyere anyị aka ka anyị pụọ nʼaka ndị iro, nʼihi na inyeaka mmadụ bụ ihe efu.

KJV verse 12: Give us help from trouble: for vain is the help of man.

Site na , anyị ga-enwe mmeri, ọ ga-azọpịa ndị iro anyị niile nʼala.

KJV verse 13: Through God we shall do valiantly: for he it is that shall tread down our enemies.

Every verse in Abụ Ọma 108

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 1080:00 / 0:00