Psalms

Psalms 120

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context

Psalms 120 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ana m akpọku anyị nʼime nsogbu m, ọ na-azakwa m. O anyị, zọpụta m site nʼegbugbere ọnụ okwu ụgha na ire na-ekwu okwu aghụghọ. Gịnị ka a ga-eme gị, ọ bụkwa gịnị ọzọ ka a gatụkwasịri gị, gị ire aghụghọ? Ọ ga-eji àkụ dị nkọ nke dike nʼagha taa gị ahụhụ, ya na icheku ọkụ osisi brum na-ere ere. Ahụhụ dịịrị m nʼihi na m bi na , nʼihi na m bikwa nʼetiti ụlọ ikwu ndị ! Ogologo oge ka m binyere ndị kpọrọ udo asị. Abụ m onye udo; ma mgbe m kwuru okwu, okwu ha bụ okwu agha.

Every verse in Psalms 120

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00