MyBibleAtlasAbụ Ọma 123

Abụ Ọma

Abụ Ọma 123

Psalm 123 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 123Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading does not name an author. This is a song of ascents that looks to God for mercy amid contempt and scorn.

Abụ Ọma 123 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ana m eweli anya m abụọ elu ile gị, gị onye ocheeze ya dị nʼeluigwe.

KJV verse 1: Unto thee lift I up mine eyes, O thou that dwellest in the heavens.

Dịka ohu si elekwasị nna ya ukwu anya ya, na dịka ohu nwanyị na-eje ozi si elekwasị nne ya ukwu anya, ịnata ozi ọ ga-eje, otu a ka anyị si na-elekwasị anyị bụ anyị anya, ruo mgbe ọ ga-emere anyị ebere.

KJV verse 2: Behold, as the eyes of servants look unto the hand of their masters, and as the eyes of a maiden unto the hand of her mistress; so our eyes wait upon the LORD our God, until that he have mercy upon us.

Meere anyị ebere, O anyị, meere anyị ebere, nʼihi na anyị abụrụla ndị a na-akọcha akọcha.

KJV verse 3: Have mercy upon us, O LORD, have mercy upon us: for we are exceedingly filled with contempt.

Nʼihi na nnagide anyị na-anagide ịchị ọchị ndị nganga, na ileda anya ndị mpako adịla ukwuu.

KJV verse 4: Our soul is exceedingly filled with the scorning of those that are at ease, and with the contempt of the proud.

Every verse in Abụ Ọma 123

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 1230:00 / 0:00