MyBibleAtlasAbụ Ọma 129

Abụ Ọma

Abụ Ọma 129

Psalm 129 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 129Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading does not name an author. This is a song of ascents that remembers oppression survived and asks God to bring the wicked to shame.

Abụ Ọma 129 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Site na mgbe m bụ nwantakịrị, ha kpagburu m ọtụtụ oge, ka kwuo.

KJV verse 1: Many a time have they afflicted me from my youth, may Israel now say:

“Site na mgbe m bụ nwantakịrị, ha kpagburu m ọtụtụ oge, ma ha enweghị ike merie m.

KJV verse 2: Many a time have they afflicted me from my youth: yet they have not prevailed against me.

Ndị ikom na-akọ ubi akọgharịala azụ m dịka ala ubi, mee ebe ha kọrọ akọ ka ọ dị ogologo.

KJV verse 3: The plowers plowed upon my back: they made long their furrows.

Ma anyị bụ onye ezi omume; ọ tọpụla m site nʼagbụ niile nke ndị ajọ omume.”

KJV verse 4: The LORD is righteous: he hath cut asunder the cords of the wicked.

Ka ndị niile kpọrọ ọn asị bụrụ ndị ga-alaghachi azụ nʼihere.

KJV verse 5: Let them all be confounded and turned back that hate Zion.

Ka ha niile dịrị ka ahịhịa na-epu nʼelu ụlọ nke na-akpọnwụ tupu o pupụta;

KJV verse 6: Let them be as the grass upon the housetops, which withereth afore it groweth up:

nke onye na-ewe ihe ubi na-adịghị eji ha kpojuo aka ya abụọ, maọbụ onye mkpokọta e nwee ike kpojuo aka ya.

KJV verse 7: Wherewith the mower filleth not his hand; nor he that bindeth sheaves his bosom.

Ka ndị si nʼụzọ na-agafe hapụ ị sị ha, “Ngọzị anyị dịrị unu. Anyị na-agọzi unu nʼaha anyị.”

KJV verse 8: Neither do they which go by say, The blessing of the LORD be upon you: we bless you in the name of the LORD.

Every verse in Abụ Ọma 129

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 1290:00 / 0:00