Psalms 129:3

“Ndị ikom na-akọ ubi akọgharịala azụ m dịka ala ubi, mee ebe ha kọrọ akọ ka ọ dị ogologo.”

Psalms 129:3 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 3 of 8 in Psalms chapter 129 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Psalms 129 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Site na mgbe m bụ nwantakịrị, ha kpagburu m ọtụtụ oge, ka kwuo. “Site na mgbe m bụ nwantakịrị, ha kpagburu m ọtụtụ oge, ma ha enweghị ike merie m. Ndị ikom na-akọ ubi akọgharịala azụ m dịka ala ubi, mee ebe ha kọrọ akọ ka ọ dị ogologo. Ma anyị bụ onye ezi omume; ọ tọpụla m site nʼagbụ niile nke ndị ajọ omume.” Ka ndị niile kpọrọ ọn asị bụrụ ndị ga-alaghachi azụ nʼihere. Ka ha niile dịrị ka ahịhịa na-epu nʼelu ụlọ nke na-akpọnwụ tupu o pupụta; nke onye na-ewe ihe ubi na-adịghị eji ha kpojuo aka ya abụọ, maọbụ onye mkpokọta e nwee ike kpojuo aka ya. Ka ndị si nʼụzọ na-agafe hapụ ị sị ha, “Ngọzị anyị dịrị unu. Anyị na-agọzi unu nʼaha anyị.”

Every verse in Psalms 129

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00