MyBibleAtlasAbụ Ọma 130

Abụ Ọma

Abụ Ọma 130

Psalm 130 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 130Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading does not name an author. This is a song of ascents that waits in hope for the LORD's forgiveness and plentiful redemption.

Abụ Ọma 130 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

O anyị, ọ bụ site nʼebe dị omimi ka m na-ebeku gị akwa.

KJV verse 1: Out of the depths have I cried unto thee, O LORD.

Onyenwe anyị, nụrụ olu m. Ka ntị gị na-aṅakwa ntị nʼolu arịrịọ m, maka amara.

KJV verse 2: Lord, hear my voice: let thine ears be attentive to the voice of my supplications.

O anyị, a sị na i detuo mmehie niile, Onyenwe anyị, onye pụrụ iguzo?

KJV verse 3: If thou, LORD, shouldest mark iniquities, O Lord, who shall stand?

Ma ọ bụ nʼaka gị ka mgbaghara mmehie dị; ime ka anyị tụọ gị egwu, ma jeere gị ozi.

KJV verse 4: But there is forgiveness with thee, that thou mayest be feared.

Ana m echere anyị, mkpụrụobi m na-echekwa ya, ọ bụ nʼokwu ya ka olileanya m dị.

KJV verse 5: I wait for the LORD, my soul doth wait, and in his word do I hope.

Mkpụrụobi m na-echere anyị karịa ndị nche abalị na-echere chị ọbụbọ, e, karịa ndị nche abalị na-echere chị ọbụbọ.

KJV verse 6: My soul waiteth for the Lord more than they that watch for the morning: I say, more than they that watch for the morning.

Ndị , ka olileanya unu dịrị na anyị, nʼihi na ịhụnanya ya na-adịgide adịgide, nʼaka ya ka nzọpụta zuruoke dịkwa.

KJV verse 7: Let Israel hope in the LORD: for with the LORD there is mercy, and with him is plenteous redemption.

Ya onwe ya, ga-agbapụta site na mmehie ya niile.

KJV verse 8: And he shall redeem Israel from all his iniquities.

Every verse in Abụ Ọma 130

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 1300:00 / 0:00