MyBibleAtlasAbụ Ọma 131

Abụ Ọma

Abụ Ọma 131

Psalm 131 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 131Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a song of ascents that quiets proud ambition and rests in humble hope before the LORD.

Abụ Ọma 131 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

O anyị, nganga adịghị nʼobi m, ndụ mpako abụkwaghị ọchịchọ m; adịghị m etinye onwe m nʼokwu karịrị m maọbụ nʼihe ndị dị ukwuu karịa m.

KJV verse 1: LORD, my heart is not haughty, nor mine eyes lofty: neither do I exercise myself in great matters, or in things too high for me.

Ma ana m edere duu, mkpụrụobi m nọkwa jụụ; dịka nwantakịrị a napụrụ ara, ya na nne ya nọ, e, dịka nwantakịrị a napụrụ ara, otu a ka mkpụrụobi m nọ nʼime m.

KJV verse 2: Surely I have behaved and quieted myself, as a child that is weaned of his mother: my soul is even as a weaned child.

Ndị , ka olileanya unu dịrị na anyị ugbu a na mgbe niile ebighị ebi.

KJV verse 3: Let Israel hope in the LORD from henceforth and for ever.

Every verse in Abụ Ọma 131

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 1310:00 / 0:00