MyBibleAtlasAbụ Ọma 137

Abụ Ọma

Abụ Ọma 137

Psalm 137 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 137Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading does not name an author. This is a lament Psalm that mourns Jerusalem in exile and remembers Zion with grief and longing.

Abụ Ọma 137 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Nʼakụkụ iyi niile ọn ka anyị nọdụrụ ala kwaa akwa mgbe anyị chetara ọn.

KJV verse 1: By the rivers of Babylon, there we sat down, yea, we wept, when we remembered Zion.

Ọ bụ nʼosisi pọpla ka anyị kokwasịrị ụbọ akwara anyị niile.

KJV verse 2: We hanged our harps upon the willows in the midst thereof.

Nʼebe ahụ ka ndị dọtara anyị nʼagha gwara anyị ka anyị bụọrọ ha abụ, ndị na-emekpa anyị ahụ rịọrọ anyị ka anyị bụọrọ ha abụ ọṅụ; ha kwuru sị, “Bụọrọnụ anyị otu abụ nʼime abụ ọn!”

KJV verse 3: For there they that carried us away captive required of us a song; and they that wasted us required of us mirth, saying, Sing us one of the songs of Zion.

Ma, olee otu anyị ga-esi bụọ abụ anyị ebe anyị nọ nʼala ọzọ?

KJV verse 4: How shall we sing the LORD’S song in a strange land?

Ọ bụrụ na m echezọọ gị, , ka aka nri m chefuo ǹka ya.

KJV verse 5: If I forget thee, O Jerusalem, let my right hand forget her cunning.

Ọ bụrụ na m echezọọ gị, ọ bụrụkwa na m akwụsị iche echiche banyere , oke ọṅụ m, ka ire m rapara nʼokpo ọnụ m.

KJV verse 6: If I do not remember thee, let my tongue cleave to the roof of my mouth; if I prefer not Jerusalem above my chief joy.

Cheta, o anyị, ihe ndị Edọm mere nʼụbọchị ahụ a dọtara nʼagha. “Tikpọsịa ya,” ka ha tiri, “Tikpọsịa ya ruo na ntọala ya niile!”

KJV verse 7: Remember, O LORD, the children of Edom in the day of Jerusalem; who said, Rase it, rase it, even to the foundation thereof.

Gị ada ọn, onye a ghaghị ịla nʼiyi, ọṅụ ga-abụ nke onye ahụ ga-akwụghachi gị ụgwọ ọrụ ruru gị nʼihi ihe i mere anyị,

KJV verse 8: O daughter of Babylon, who art to be destroyed; happy shall he be, that rewardeth thee as thou hast served us.

onye ahụ ga-achịrị ụmụ gị ndị na-aṅụ ara tụpịa ha nʼelu nkume.

KJV verse 9: Happy shall he be, that taketh and dasheth thy little ones against the stones.

Every verse in Abụ Ọma 137

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 1370:00 / 0:00