MyBibleAtlasAbụ Ọma 138

Abụ Ọma

Abụ Ọma 138

Psalm 138 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 138Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a thanksgiving Psalm that praises God for answered prayer and his care for the lowly.

Abụ Ọma 138 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

O anyị, aga m eji obi m niile too gị; nʼihu chi niile dị iche iche ka m ga-abụku gị abụ otuto.

KJV verse 1: I will praise thee with my whole heart: before the gods will I sing praise unto thee.

Aga m akpọ isiala nʼebe ụlọnsọ ukwu gị dị aga m etokwa aha gị nʼihi ịhụnanya gị na ikwesi ntụkwasị obi gị, nʼihi na i meela ka aha gị na okwu gị dị elu karịa ihe niile.

KJV verse 2: I will worship toward thy holy temple, and praise thy name for thy lovingkindness and for thy truth: for thou hast magnified thy word above all thy name.

Mgbe m kpọkuru gị, ị zara m; i mere m ka m nwee nkwuwa okwu ma guzosiekwa ike.

KJV verse 3: In the day when I cried thou answeredst me, and strengthenedst me with strength in my soul.

O anyị, ka ndị eze niile nọ nʼụwa too gị, mgbe ha nụrụ ihe niile i nyere nʼiwu.

KJV verse 4: All the kings of the earth shall praise thee, O LORD, when they hear the words of thy mouth.

Ka ha bụọ abụ banyere ụzọ niile nke anyị, nʼihi na ebube anyị dị ukwuu.

KJV verse 5: Yea, they shall sing in the ways of the LORD: for great is the glory of the LORD.

Nʼagbanyeghị na anyị dị ukwuu, ọ na-elekwasị ndị dị umeala nʼobi anya, ma ọ naghị ekwe ka ndị nganga bịa ya nso.

KJV verse 6: Though the LORD be high, yet hath he respect unto the lowly: but the proud he knoweth afar off.

A sịkwarị na m na-eje ije nʼetiti nsogbu, ị na-echebe ndụ m; ị na-esetipụ aka gị megide iwe ndị kpọrọ m asị, ị na-eji aka nri gị zọpụta m.

KJV verse 7: Though I walk in the midst of trouble, thou wilt revive me: thou shalt stretch forth thine hand against the wrath of mine enemies, and thy right hand shall save me.

Onyenwe anyị ga-emezuru m ihe niile o kwadoro m; ịhụnanya gị, o anyị, na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi, ahapụkwala ọrụ aka gị niile.

KJV verse 8: The LORD will perfect that which concerneth me: thy mercy, O LORD, endureth for ever: forsake not the works of thine own hands.

Every verse in Abụ Ọma 138

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 1380:00 / 0:00