Psalms
Psalms 14
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context
Psalms 14 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Onye nzuzu na-asị nʼime obi ya, “Ọ dịghị ọbụla dị.” Ha bụ ndị ajọ omume riri ahụ, ọrụ aka ha niile bụkwa ihe arụ; ọ dịghị onye ọbụla na-eme ezi ihe. Onyenwe anyị sitere nʼeluigwe na-ele ụmụ mmadụ anya ịhụ ma ọ ga-achọta onye ọbụla nwere nghọta onye nke na-achọ . Mmadụ niile ewezugala onwe ha, ha niile abụrụla ndị ajọ omume riri ahụ; ọ dịghị onye ọbụla na-eme ihe ziri ezi, ọ dịghị ọ bụladị, otu onye. Ndị niile na-eme ajọ ihe, ha amaghị ihe? Ha na-eripịa ndị m dịka mmadụ si eri nri, ha adịghị akpọkukwa anyị. Ma nʼebe ahụ ka ha nọ, nʼọnọdụ oke egwu, nʼihi na nọ nʼetiti ndị ezi omume. Unu ndị ajọ omume na-emebi atụmatụ ndị ogbenye, ma anyị bụ ebe mgbaba ha. A sịkwarị na nzọpụta ga-esi na ọn pụta! Mgbe anyị ga-akpọghachite ndị ya nʼọnọdụ ha, ka ọb ṅụrịa ọṅụ, ka nwekwaa obi ụtọ!
Every verse in Psalms 14
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.