MyBibleAtlasAbụ Ọma 148

Abụ Ọma

Abụ Ọma 148

Psalm 148 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 148Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading does not name an author. This is a praise Psalm that calls every part of heaven and earth to praise the LORD.

Abụ Ọma 148 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Toonu anyị. Toonu anyị site nʼeluigwe, toonu ya nʼebe niile kachasị elu.

KJV verse 1: Praise ye the LORD. Praise ye the LORD from the heavens: praise him in the heights.

Toonu ya, ndị mmụọ ozi ya niile, toonu ya, unu usuu ndị agha ya niile.

KJV verse 2: Praise ye him, all his angels: praise ye him, all his hosts.

Toonu ya, anyanwụ na ọnwa toonu ya, kpakpando niile.

KJV verse 3: Praise ye him, sun and moon: praise him, all ye stars of light.

Toonu ya, unu eluigwe kachasị elu na unu mmiri dị nʼelu mbara eluigwe.

KJV verse 4: Praise him, ye heavens of heavens, and ye waters that be above the heavens.

Ka ha niile too aha anyị, nʼihi na ha niile malitere ịdị site nʼokwu ọnụ ya.

KJV verse 5: Let them praise the name of the LORD: for he commanded, and they were created.

O doro ha nʼọnọdụ ha ga-anọ ruo mgbe ebighị ebi; o nyere iwu nke a na-agaghị agabiga.

KJV verse 6: He hath also stablished them for ever and ever: he hath made a decree which shall not pass.

Toonu anyị, site nʼụwa, unu oke anụ mmiri niile na ogbu mmiri niile,

KJV verse 7: Praise the LORD from the earth, ye dragons, and all deeps:

na amụma, na mkpụrụ mmiri, na snoo na igwe ojii niile, na oke ifufe niile na-eme ihe o nyere nʼiwu,

KJV verse 8: Fire, and hail; snow, and vapours; stormy wind fulfilling his word:

unu ugwu ukwu niile, na ugwu nta niile na osisi niile na-amị mkpụrụ na osisi sida niile

KJV verse 9: Mountains, and all hills; fruitful trees, and all cedars:

na anụ ọhịa, na anụ ụlọ niile, na ihe niile na-akpụ akpụ nʼala na nnụnụ niile,

KJV verse 10: Beasts, and all cattle; creeping things, and flying fowl:

ndị eze niile nke ụwa na mba niile dị iche iche, unu ụmụ eze na ndị niile na-achị achị nʼụwa,

KJV verse 11: Kings of the earth, and all people; princes, and all judges of the earth:

ụmụ okorobịa na ụmụ agbọghọ, ndị okenye na ụmụntakịrị.

KJV verse 12: Both young men, and maidens; old men, and children:

Ka ha niile too aha anyị, nʼihi na ọ bụ naanị aha ya ka e buliri elu; ebube ya dị ukwuu karịa eluigwe na ụwa.

KJV verse 13: Let them praise the name of the LORD: for his name alone is excellent; his glory is above the earth and heaven.

O meela ka mpi ndị ya dị elu, otuto ndị nsọ ya niile, nke ndị ọ hụrụ nʼanya. Toonu anyị.

KJV verse 14: He also exalteth the horn of his people, the praise of all his saints; even of the children of Israel, a people near unto him. Praise ye the LORD.

Every verse in Abụ Ọma 148

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 1480:00 / 0:00