MyBibleAtlasAbụ Ọma 20

Abụ Ọma

Abụ Ọma 20

Psalm 20 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 20Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a royal Psalm that asks God to answer and save his anointed king.

Abụ Ọma 20 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ka anyị zaa gị nʼụbọchị nsogbu gị; ka aha nke ọb chebe gị.

KJV verse 1: The LORD hear thee in the day of trouble; the name of the God of Jacob defend thee;

Ya sitekwa nʼebe nsọ ya zitere gị inyeaka, ma site na ọn kwagide gị.

KJV verse 2: Send thee help from the sanctuary, and strengthen thee out of Zion;

Ya chetakwa aja niile ị chụrụ, ma nabata aja nsure ọkụ niile ị chụrụ nye ya.

KJV verse 3: Remember all thy offerings, and accept thy burnt sacrifice; Selah.

Ya mezukwara gị ihe niile nke obi gị na-achọ, mekwaa ka atụmatụ gị niile gaa nke ọma.

KJV verse 4: Grant thee according to thine own heart, and fulfil all thy counsel.

Anyị ga-eti mkpu ọṅụ maka mmeri i meriri, buliekwa ọkọlọtọ anyị elu nʼaha anyị. Ka anyị mezuo arịrịọ gị niile.

KJV verse 5: We will rejoice in thy salvation, and in the name of our God we will set up our banners: the LORD fulfil all thy petitions.

Ugbu a, amaara m na anyị na-azọpụta onye ya o tere mmanụ; ọ na-esite nʼebe nsọ ya nʼeluigwe jiri aka nri ya, zọpụta ma zakwaa ya.

KJV verse 6: Now know I that the LORD saveth his anointed; he will hear him from his holy heaven with the saving strength of his right hand.

Ụfọdụ na-atụkwasị obi ha na ịnyịnya, ndị ọzọ nʼụgbọ agha; ma anyị na-atụkwasị aha anyị, Chineke anyị, obi.

KJV verse 7: Some trust in chariots, and some in horses: but we will remember the name of the LORD our God.

Ha na-egbu ikpere nʼala ma daa, ma anyị ga-ebili, kwụrụ chịm.

KJV verse 8: They are brought down and fallen: but we are risen, and stand upright.

O anyị, zọpụta eze! Zakwaa anyị mgbe anyị kpọkuru gị!

KJV verse 9: Save, LORD: let the king hear us when we call.

Every verse in Abụ Ọma 20

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 200:00 / 0:00