MyBibleAtlasAbụ Ọma 3

Abụ Ọma

Abụ Ọma 3

Psalm 3 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 3Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a lament Psalm that asks God for protection while affirming confidence in his deliverance.

When was it written?

The heading places this Psalm during David's flight from his son Absalom. The account begins in 2 Samuel 15.

Abụ Ọma 3 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

O anyị, ọnụọgụgụ ndị iro m dị ọtụtụ. Ọtụtụ ndị mmadụ na-ebili imegide m.

KJV verse 1: LORD, how are they increased that trouble me! many are they that rise up against me.

Ọtụtụ nʼime ha na-ekwu banyere m sị, “Chineke agaghị azọpụta ya.”

KJV verse 2: Many there be which say of my soul, There is no help for him in God. Selah.

Ma gị, Onyenwe anyị bụ ọta na-ekpuchi m; I na-ebuli isi m elu na-eme ka m bụrụ onye nwere nsọpụrụ.

KJV verse 3: But thou, O LORD, art a shield for me; my glory, and the lifter up of mine head.

Etikuru m anyị mkpu akwa, ọ nụkwara olu m, sitekwa nʼugwu nsọ ya za m.

KJV verse 4: I cried unto the LORD with my voice, and he heard me out of his holy hill. Selah.

Edinara m ala, hie ụra, ma bilikwa nʼụtụtụ nʼudo, nʼihi na anyị na-eche m nche.

KJV verse 5: I laid me down and slept; I awaked; for the LORD sustained me.

A sịkwa na iri puku kwụrụ puku ndị iro agbaa m gburugburu, agaghị m atụ egwu ọbụla.

KJV verse 6: I will not be afraid of ten thousands of people, that have set themselves against me round about.

Bilie anyị! Zọpụta m m! Tie ndị iro m niile aka nʼagba; tipụkwa ndị ajọ omume eze nʼọnụ.

KJV verse 7: Arise, O LORD; save me, O my God: for thou hast smitten all mine enemies upon the cheek bone; thou hast broken the teeth of the ungodly.

Nʼihi na nzọpụta na-esite nʼebe anyị nọ na-abịa. Ka ngọzị gị dịịrị ndị gị niile.

KJV verse 8: Salvation belongeth unto the LORD: thy blessing is upon thy people. Selah.

Every verse in Abụ Ọma 3

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 30:00 / 0:00