Psalms
Psalms 20
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context
Psalms 20 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Ka anyị zaa gị nʼụbọchị nsogbu gị; ka aha nke ọb chebe gị. Ya sitekwa nʼebe nsọ ya zitere gị inyeaka, ma site na ọn kwagide gị. Ya chetakwa aja niile ị chụrụ, ma nabata aja nsure ọkụ niile ị chụrụ nye ya. Ya mezukwara gị ihe niile nke obi gị na-achọ, mekwaa ka atụmatụ gị niile gaa nke ọma. Anyị ga-eti mkpu ọṅụ maka mmeri i meriri, buliekwa ọkọlọtọ anyị elu nʼaha anyị. Ka anyị mezuo arịrịọ gị niile. Ugbu a, amaara m na anyị na-azọpụta onye ya o tere mmanụ; ọ na-esite nʼebe nsọ ya nʼeluigwe jiri aka nri ya, zọpụta ma zakwaa ya. Ụfọdụ na-atụkwasị obi ha na ịnyịnya, ndị ọzọ nʼụgbọ agha; ma anyị na-atụkwasị aha anyị, Chineke anyị, obi. Ha na-egbu ikpere nʼala ma daa, ma anyị ga-ebili, kwụrụ chịm. O anyị, zọpụta eze! Zakwaa anyị mgbe anyị kpọkuru gị!
Every verse in Psalms 20
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.