MyBibleAtlasAbụ Ọma 25

Abụ Ọma

Abụ Ọma 25

Psalm 25 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 25Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a lament Psalm that asks for guidance, forgiveness and protection in trouble.

Abụ Ọma 25 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ọ bụ na gị anyị ka m tụkwasịrị obi m.

KJV verse 1: Unto thee, O LORD, do I lift up my soul.

O m, ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi m. Ekwela ka ihere mee m, ekwekwala ka ndị iro m merie m.

KJV verse 2: O my God, I trust in thee: let me not be ashamed, let not mine enemies triumph over me.

Ihere agaghị eme onye ọbụla olileanya ya dị na gị, ma ihere ga-eme ha bụ ndị niile ịghọ aghụghọ jụrụ ahụ.

KJV verse 3: Yea, let none that wait on thee be ashamed: let them be ashamed which transgress without cause.

O anyị, zi m ụzọ gị niile, kuzikwaara m ụzọ gị niile.

KJV verse 4: Shew me thy ways, O LORD; teach me thy paths.

Duo m nʼeziokwu gị, kuzikwaara m ihe, nʼihi na ị bụ , onye Nzọpụta m, ụbọchị niile, olileanya m dị na gị.

KJV verse 5: Lead me in thy truth, and teach me: for thou art the God of my salvation; on thee do I wait all the day.

Cheta, Onyenwe anyị, oke obi ebere na ịhụnanya gị, nʼihi na ha na-adị siterị na mgbe ochie.

KJV verse 6: Remember, O LORD, thy tender mercies and thy lovingkindnesses; for they have been ever of old.

Echetala mmehie m mere nʼokorobịa m, ya na nnupu isi m niile. Kama site nʼịhụnanya gị cheta m, Onyenwe anyị, nʼihi na onye dị mma ka ị bụ.

KJV verse 7: Remember not the sins of my youth, nor my transgressions: according to thy mercy remember thou me for thy goodness’ sake, O LORD.

Onye dị mma na onye ezi omume ka anyị bụ; ọ bụ ya mere ọ na-ezi ndị mmehie ụzọ ya.

KJV verse 8: Good and upright is the LORD: therefore will he teach sinners in the way.

Ọ na-edu ndị dị umeala nʼobi nʼụzọ ziri ezi, na-ezikwa ha ụzọ nke ya.

KJV verse 9: The meek will he guide in judgment: and the meek will he teach his way.

Ụzọ niile nke anyị jupụtara nʼịhụnanya na ikwesi ntụkwasị obi, nye ndị niile na-edebe iwu ọgbụgba ndụ ya.

KJV verse 10: All the paths of the LORD are mercy and truth unto such as keep his covenant and his testimonies.

Nʼihi aha gị, O anyị, gbaghara m ajọ omume m nʼagbanyeghị na ha dị ukwuu.

KJV verse 11: For thy name’s sake, O LORD, pardon mine iniquity; for it is great.

Olee mmadụ ahụ nke na-atụ egwu anyị? O ga-ezi ya ihe nʼụzọ ahụ a họpụtaara ya.

KJV verse 12: What man is he that feareth the LORD? him shall he teach in the way that he shall choose.

Ọ ga-ebi ogologo ụbọchị nke ndụ ya nʼime ịba ụba, ndị agbụrụ ha ga-eketa ala ahụ.

KJV verse 13: His soul shall dwell at ease; and his seed shall inherit the earth.

Onyenwe anyị na-eme ka ndị ahụ na-atụ egwu ya mara ọgbụgba ndụ ya na izu nzuzo ya.

KJV verse 14: The secret of the LORD is with them that fear him; and he will shew them his covenant.

Anya m abụọ na-elegide anyị mgbe niile; nʼihi na ọ bụ naanị ya ga-eme ka ụkwụ m abụọ site nʼọnya pụta.

KJV verse 15: Mine eyes are ever toward the LORD; for he shall pluck my feet out of the net.

Chee m ihu ma gosi m ebere gị, nʼihi na abụ m onye nọ na nsogbu, naanị m nọkwa.

KJV verse 16: Turn thee unto me, and have mercy upon me; for I am desolate and afflicted.

Ihe mgbu nke obi m abaala ụba, napụta m site nʼobi mwute.

KJV verse 17: The troubles of my heart are enlarged: O bring thou me out of my distresses.

Lekwasị nsogbu m na ihe mgbu m anya. Biko, gbaghara m mmehie m niile.

KJV verse 18: Look upon mine affliction and my pain; and forgive all my sins.

Lee ka ndị iro m si mụbaa, ha ji oke iwe kpọọ m asị.

KJV verse 19: Consider mine enemies; for they are many; and they hate me with cruel hatred.

Chebe ndụ m ma gbapụta m; ekwela ka m bụrụ onye ihere ga-eme, nʼihi na nʼime gị ka m gbabara izere ndụ

KJV verse 20: O keep my soul, and deliver me: let me not be ashamed; for I put my trust in thee.

Kwere ka ezi omume na izuoke bụrụ ihe ga-agba m gburugburu, nʼihi na olileanya m dị nʼime gị.

KJV verse 21: Let integrity and uprightness preserve me; for I wait on thee.

O , Gbapụtakwa , site na nsogbu ya niile.

KJV verse 22: Redeem Israel, O God, out of all his troubles.

Every verse in Abụ Ọma 25

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 250:00 / 0:00