MyBibleAtlasAbụ Ọma 26

Abụ Ọma

Abụ Ọma 26

Psalm 26 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 26Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a lament Psalm that appeals for vindication and declares love for God's house.

Abụ Ọma 26 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Onyenwe anyị, biko kpepụta m, nʼihi na ebiela m ndụ zuruoke; atụkwasịrị m anyị obi, na-eleghị anya nʼazụ.

KJV verse 1: Judge me, O LORD; for I have walked in mine integrity: I have trusted also in the LORD; therefore I shall not slide.

Tulee m, O anyị, ma nwakwaa m, nyochaa obi m na echiche m.

KJV verse 2: Examine me, O LORD, and prove me; try my reins and my heart.

Nʼihi na ejirila m ịhụnanya gị mere ihe nlere anya nye onwe m. Ana m ejegharịkwa nʼime eziokwu gị.

KJV verse 3: For thy lovingkindness is before mine eyes: and I have walked in thy truth.

Mụ na ndị na-aghọ aghụghọ adịghị enwe mmekọ ọbụla. Otu a kwa, nnwekọ ọbụla adịghịkwa nʼetiti mụ na ndị ihu abụọ.

KJV verse 4: I have not sat with vain persons, neither will I go in with dissemblers.

Akpọrọ m otu ndị na-emebi iwu asị. Mụ na ndị ajọ omume agaghị anọkọkwa.

KJV verse 5: I have hated the congregation of evildoers; and will not sit with the wicked.

Ana m asacha aka m abụọ nʼọnọdụ emeghị ihe ọjọọ, na-eje ozi nʼebe ịchụ aja gị ife gị ofufe, o anyị.

KJV verse 6: I will wash mine hands in innocency: so will I compass thine altar, O LORD:

Ana m abụkwa abụ ekele, jiri iti mkpu na-ekwusa otuto gị, na ọrụ ebube gị niile.

KJV verse 7: That I may publish with the voice of thanksgiving, and tell of all thy wondrous works.

O anyị, ahụrụ m ụlọ obibi gị nʼanya, ụlọ ahụ ebe ebube gị na-adịgide nʼime ya.

KJV verse 8: LORD, I have loved the habitation of thy house, and the place where thine honour dwelleth.

Ebibikọtala mụ na ndị mmehie, ewezugakọtala ndụ m na nke ndị na-awụfu ọbara,

KJV verse 9: Gather not my soul with sinners, nor my life with bloody men:

ndị aka ha jupụtara nʼatụmatụ ọjọọ, aka nri ha jupụtakwara na ngarị.

KJV verse 10: In whose hands is mischief, and their right hand is full of bribes.

Ma mụ onwe m na-ebi ndụ zuruoke; gbapụta m ma meere m ebere.

KJV verse 11: But as for me, I will walk in mine integrity: redeem me, and be merciful unto me.

Ụkwụ m na-eguzo nʼala dị larịị; aga m eto anyị nʼetiti ọha mmadụ.

KJV verse 12: My foot standeth in an even place: in the congregations will I bless the LORD.

Every verse in Abụ Ọma 26

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 260:00 / 0:00