MyBibleAtlasAbụ Ọma 24

Abụ Ọma

Abụ Ọma 24

Psalm 24 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 24Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a praise Psalm that welcomes the King of glory into the world that belongs to him.

Abụ Ọma 24 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ụwa na ihe niile dị nʼime ya bụ nke anyị; ụwa na ndị niile bi nʼime ya.

KJV verse 1: The earth is the LORD’S, and the fulness thereof; the world, and they that dwell therein.

Ọ tọrọ ntọala ya nʼime oke osimiri niile, o mekwara ka o guzosie ike.

KJV verse 2: For he hath founded it upon the seas, and established it upon the floods.

Onye bụ onye ahụ nwere ike irigo nʼelu ugwu anyị? Onye nwere ike ịbata guzo nʼime ụlọnsọ ya?

KJV verse 3: Who shall ascend into the hill of the LORD? or who shall stand in his holy place?

Ọ bụ onye aka ya emeghị ihe ọjọọ, obi ya dịkwa ọcha, onye na-adịghị atụkwasị obi na chi arụsị, maọbụ ṅụọ iyi aghụghọ.

KJV verse 4: He that hath clean hands, and a pure heart; who hath not lifted up his soul unto vanity, nor sworn deceitfully.

Ha ga-anata ngọzị site nʼaka anyị, natakwa mkpepụta site nʼaka nzọpụta ha.

KJV verse 5: He shall receive the blessing from the LORD, and righteousness from the God of his salvation.

Otu a ka ọ ga-adịrị ọgbọ ndị ya, bụ ndị na-achọ ihu gị, Chineke nke ọb.

KJV verse 6: This is the generation of them that seek him, that seek thy face, O Jacob. Selah.

Welitenụ isi unu, unu ọnụ ụzọ ama, meenụ ka isi unu bụrụ ihe e welitere, unu ọnụ ụzọ ama ochie, ka eze ebube nwee ike ịbata.

KJV verse 7: Lift up your heads, O ye gates; and be ye lift up, ye everlasting doors; and the King of glory shall come in.

Onye bụ eze ebube a? Ọ bụ anyị, onye bụ dimkpa na dike. Ọ bụ anyị, onye bụ dike nʼagha.

KJV verse 8: Who is this King of glory? The LORD strong and mighty, the LORD mighty in battle.

Welitenụ isi unu, unu ọnụ ụzọ ama, buliekwanụ ha elu, unu ọnụ ụzọ ama ochie, ka ebube nwee ike ịbatakwa.

KJV verse 9: Lift up your heads, O ye gates; even lift them up, ye everlasting doors; and the King of glory shall come in.

Onye bụ eze ebube a? Ọ bụ anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, ọ bụ ya bụ ebube!

KJV verse 10: Who is this King of glory? The LORD of hosts, he is the King of glory. Selah.

Every verse in Abụ Ọma 24

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 240:00 / 0:00