MyBibleAtlasAbụ Ọma 27

Abụ Ọma

Abụ Ọma 27

Psalm 27 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 27Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a praise Psalm that faces fear with confidence in God's light, salvation and presence.

Abụ Ọma 27 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Onyenwe anyị bụ ìhè m na nzọpụta m, onye ka m ga-atụ egwu ya? Onyenwe anyị bụ ebe siri ike nke ndụ m, ọ bụkwa onye ka m ga-atụ egwu?

KJV verse 1: The LORD is my light and my salvation; whom shall I fear? the LORD is the strength of my life; of whom shall I be afraid?

Mgbe ndị na-eme ihe ọjọọ busoro m agha ka ha ripịa anụ ahụ m, ọ bụ ndị iro m na ndị kpọrọ m asị, bụ ndị ga-asọ ngọngọ ma dakwaa.

KJV verse 2: When the wicked, even mine enemies and my foes, came upon me to eat up my flesh, they stumbled and fell.

Ọ bụrụ na usuu ndị agha agbaa m gburugburu, obi m agaghị atụ ụjọ ọbụla; ọ bụladị na agha adaa imegide m, nʼoge ahụ, ka m ga-enwe ntụkwasị obi.

KJV verse 3: Though an host should encamp against me, my heart shall not fear: though war should rise against me, in this will I be confident.

Naanị otu ihe ka m rịọrọ nʼaka anyị, nke ahụ bụkwa ihe m na-achọsi ike; ka m biri nʼụlọ anyị ụbọchị niile nke ndụ m, na ka m lekwasị ịma mma anyị, na ka m chọọ ya nʼime ụlọnsọ ukwuu ya.

KJV verse 4: One thing have I desired of the LORD, that will I seek after; that I may dwell in the house of the LORD all the days of my life, to behold the beauty of the LORD, and to enquire in his temple.

Nʼihi na nʼụbọchị nsogbu, ọ ga-echebe m nʼime ebe obibi ya; ọ ga-ezo m nʼime ụlọ ikwu ya; ma bulie m elu, debe m nʼelu oke nkume.

KJV verse 5: For in the time of trouble he shall hide me in his pavilion: in the secret of his tabernacle shall he hide me; he shall set me up upon a rock.

Mgbe ahụ, a ga-eweli isi m elu karịa ndị iro m gbara m gburugburu; aga m eji iti mkpu ọṅụ, chụọ aja nʼụlọ ikwu ya; aga m abụ abụ, kụọ egwu nye anyị.

KJV verse 6: And now shall mine head be lifted up above mine enemies round about me: therefore will I offer in his tabernacle sacrifices of joy; I will sing, yea, I will sing praises unto the LORD.

Gee ntị mgbe m na-akpọku gị anyị. Meere m ebere, zaa m.

KJV verse 7: Hear, O LORD, when I cry with my voice: have mercy also upon me, and answer me.

Obi m na-ekwu banyere gị, “Chọọ ihu ya!” gị, Onyenwe anyị, ka m ga-achọ.

KJV verse 8: When thou saidst, Seek ye my face; my heart said unto thee, Thy face, LORD, will I seek.

Ezonarịla m ihu gị, agbakụtala ohu gị azụ nʼiwe; nʼihi na ị bụrịị onye inyeaka m. O , Onye nzọpụta m, ahapụkwala m.

KJV verse 9: Hide not thy face far from me; put not thy servant away in anger: thou hast been my help; leave me not, neither forsake me, O God of my salvation.

Ọ bụrụrị na nne na nna m ahapụ m, Onyenwe anyị ga-anabata m.

KJV verse 10: When my father and my mother forsake me, then the LORD will take me up.

Zi m ụzọ gị, O anyị; duo m nʼụzọ kwesiri nʼihi ndị na-akpagbu m.

KJV verse 11: Teach me thy way, O LORD, and lead me in a plain path, because of mine enemies.

Ararala m nyefee nʼaka ndị kpọrọ m asị nʼihi ọchịchọ ha, ọtụtụ ndị ama ụgha ebiliela imegide m, ha na-ekupụ ihe ike dịka ume.

KJV verse 12: Deliver me not over unto the will of mine enemies: for false witnesses are risen up against me, and such as breathe out cruelty.

Olileanya m bụ nke a: Aga m ahụ ịdị mma anyị nʼala ndị dị ndụ.

KJV verse 13: I had fainted, unless I had believed to see the goodness of the LORD in the land of the living.

Chere anyị; dịrị ike, nwekwaa ume, ma chere anyị.

KJV verse 14: Wait on the LORD: be of good courage, and he shall strengthen thine heart: wait, I say, on the LORD.

Every verse in Abụ Ọma 27

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 270:00 / 0:00