MyBibleAtlasAbụ Ọma 28

Abụ Ọma

Abụ Ọma 28

Psalm 28 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 28Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a lament Psalm that cries for help and praises God as strength and shield.

Abụ Ọma 28 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Gị anyị ka m na-akpọku; gị bụ nkume m, agbala m nkịtị. Ọ bụrụ na ị jụ ịza m, aga m eyi otu nʼime ndị ahụ na-arịda nʼolulu.

KJV verse 1: Unto thee will I cry, O LORD my rock; be not silent to me: lest, if thou be silent to me, I become like them that go down into the pit.

Nụrụ arịrịọ m maka ebere dịka m na-akpọku gị maka enyemaka, mgbe m chịlịri aka m abụọ elu nʼ gị ị Nsọ.

KJV verse 2: Hear the voice of my supplications, when I cry unto thee, when I lift up my hands toward thy holy oracle.

Adọkpụrụla m tinyere ndị ajọ mmadụ, tinyekwara ndị na-eme ajọ ihe, ndị ji ire ụtọ agwa ndị agbataobi ha okwu udo, ma ha bu iro nʼime obi ha.

KJV verse 3: Draw me not away with the wicked, and with the workers of iniquity, which speak peace to their neighbours, but mischief is in their hearts.

Kwụghachi ha dịka ọrụ ọjọọ ha na omume ha kwesiri; kwụghachi ha maka ihe aka ha mere, ka ihe ga-adakwasị ha bụrụ ihe ha kwesiri iketa.

KJV verse 4: Give them according to their deeds, and according to the wickedness of their endeavours: give them after the work of their hands; render to them their desert.

Nʼihi na ha adịghị aghọta ọrụ niile nke anyị, ha adịghịkwa aghọta ihe aka ya abụọ rụrụ, ọ ga-akwada ha nʼala, ọ gaghị ewulikwa ha elu ọzọ.

KJV verse 5: Because they regard not the works of the LORD, nor the operation of his hands, he shall destroy them, and not build them up.

Toonu anyị, nʼihi na o gere ntị nʼarịrịọ m rịọrọ ya ka o meere m ebere.

KJV verse 6: Blessed be the LORD, because he hath heard the voice of my supplications.

Onyenwe anyị bụ ike m na ọta m; ana m atụkwasị ya obi m, si otu a bụrụ onye a na-enyere aka. Obi m na-awuli elu nʼihi ọṅụ, aga m ejikwa abụ m na-eto ya.

KJV verse 7: The LORD is my strength and my shield; my heart trusted in him, and I am helped: therefore my heart greatly rejoiceth; and with my song will I praise him.

Onyenwe anyị bụ ike nke ndị ya, ebe mgbaba e wusiri ike nke nzọpụta dịịrị onye ya etere mmanụ.

KJV verse 8: The LORD is their strength, and he is the saving strength of his anointed.

Zọpụta ndị gị, gọzikwaa ihe nketa gị; buuru ha onye ọzụzụ atụrụ, na-ekukwa ha ruo mgbe ebighị ebi.

KJV verse 9: Save thy people, and bless thine inheritance: feed them also, and lift them up for ever.

Every verse in Abụ Ọma 28

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 280:00 / 0:00