MyBibleAtlasAbụ Ọma 29

Abụ Ọma

Abụ Ọma 29

Psalm 29 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 29Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a praise Psalm that proclaims the LORD's glory and power in the thunderstorm.

Abụ Ọma 29 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Toonu anyị, unu ndị bi nʼeluigwe, nyenụ anyị nsọpụrụ nʼihi ebube na ike ya.

KJV verse 1: Give unto the LORD, O ye mighty, give unto the LORD glory and strength.

Nyenụ anyị nsọpụrụ kwesiri aha ya; kpọọ isiala nye anyị nʼebube nke ịdị nsọ ya.

KJV verse 2: Give unto the LORD the glory due unto his name; worship the LORD in the beauty of holiness.

Olu anyị na-ada nʼelu osimiri; olu dị ebube na-ada ike ike, olu anyị na-ada dịka egbe eluigwe nʼelu oke osimiri.

KJV verse 3: The voice of the LORD is upon the waters: the God of glory thundereth: the LORD is upon many waters.

Olu anyị dị ike, olu anyị jupụtakwara nʼebube.

KJV verse 4: The voice of the LORD is powerful; the voice of the LORD is full of majesty.

Olu anyị na-etiwa osisi ukwu sida; Onyenwe anyị na-etiwasị osisi ukwu sida nke ọn.

KJV verse 5: The voice of the LORD breaketh the cedars; yea, the LORD breaketh the cedars of Lebanon.

Ọ na-eme ka ọn wulie elu dịka nwa ehi, ọ na-eme ka ọn wulie elu dịka nwa atụ.

KJV verse 6: He maketh them also to skip like a calf; Lebanon and Sirion like a young unicorn.

Olu anyị na-agba dịka egbe eluigwe mgbe amụma na-egbu.

KJV verse 7: The voice of the LORD divideth the flames of fire.

Olu anyị na-eme ka ọzara maa jijiji; Onyenwe anyị na-eme ka ọzara maa jijiji.

KJV verse 8: The voice of the LORD shaketh the wilderness; the LORD shaketh the wilderness of Kadesh.

Olu anyị na-eme ka osisi ook gbagọọ na-agbuchapụkwa akwụkwọ niile nke oke ọhịa. Nʼime ụlọnsọ ukwuu ya mmadụ niile na-eti, “Ebube!”

KJV verse 9: The voice of the LORD maketh the hinds to calve, and discovereth the forests: and in his temple doth every one speak of his glory.

Onyenwe anyị nọ nʼocheeze ya nʼelu uju mmiri; Onyenwe anyị na-achị dịka eze ruo mgbe ebighị ebi.

KJV verse 10: The LORD sitteth upon the flood; yea, the LORD sitteth King for ever.

Onyenwe anyị na-enye ndị ya ike, ọ ga-ejikwa udo gọzie ndị ya.

KJV verse 11: The LORD will give strength unto his people; the LORD will bless his people with peace.

Every verse in Abụ Ọma 29

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 290:00 / 0:00