Psalms 3:8

“Nʼihi na nzọpụta na-esite nʼebe Onyenwe anyị nọ na-abịa. Ka ngọzị gị dịịrị ndị gị niile. Sela”

Psalms 3:8 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 8 of 8 in Psalms chapter 3 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Psalms 3 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

O anyị, ọnụọgụgụ ndị iro m dị ọtụtụ. Ọtụtụ ndị mmadụ na-ebili imegide m. Ọtụtụ nʼime ha na-ekwu banyere m sị, “Chineke agaghị azọpụta ya.” Ma gị, Onyenwe anyị bụ ọta na-ekpuchi m; I na-ebuli isi m elu na-eme ka m bụrụ onye nwere nsọpụrụ. Etikuru m anyị mkpu akwa, ọ nụkwara olu m, sitekwa nʼugwu nsọ ya za m. Edinara m ala, hie ụra, ma bilikwa nʼụtụtụ nʼudo, nʼihi na anyị na-eche m nche. A sịkwa na iri puku kwụrụ puku ndị iro agbaa m gburugburu, agaghị m atụ egwu ọbụla. Bilie anyị! Zọpụta m m! Tie ndị iro m niile aka nʼagba; tipụkwa ndị ajọ omume eze nʼọnụ. Nʼihi na nzọpụta na-esite nʼebe anyị nọ na-abịa. Ka ngọzị gị dịịrị ndị gị niile.

Every verse in Psalms 3

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00