MyBibleAtlasAbụ Ọma 31

Abụ Ọma

Abụ Ọma 31

Psalm 31 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 31Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a lament Psalm that commits a troubled life into God's faithful hands.

Abụ Ọma 31 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Onyenwe anyị, nʼime gị, ka m gbabara izere ndụ; ekwela ka ihere mee m; site nʼezi omume gị gbapụta m.

KJV verse 1: In thee, O LORD, do I put my trust; let me never be ashamed: deliver me in thy righteousness.

Tọọ ntị gị nʼala nụrụ olu m, bịa ngwangwa gbapụta m; ghọọrọ m oke nkume nke ebe mgbaba, ebe mgbaba e wusiri ike maka nzọpụta m.

KJV verse 2: Bow down thine ear to me; deliver me speedily: be thou my strong rock, for an house of defence to save me.

Ebe ị bụ oke nkume m na ebe mgbaba m e wusiri ike, nʼihi aha gị, duo m ma na-edukwa m.

KJV verse 3: For thou art my rock and my fortress; therefore for thy name’s sake lead me, and guide me.

Napụta m site nʼọnya nke e zobere nʼihi m, nʼihi na ọ bụ naanị gị bụ ebe mgbaba m siri ike.

KJV verse 4: Pull me out of the net that they have laid privily for me: for thou art my strength.

Nʼaka gị ka m na-enyefe mmụọ m; gbapụta m, o anyị, Chineke, onye eziokwu.

KJV verse 5: Into thine hand I commit my spirit: thou hast redeemed me, O LORD God of truth.

Akpọrọ m ha asị bụ ndị niile na-efe chi mba ọzọ ndị na-abaghị uru; ana m atụkwasị anyị obi m.

KJV verse 6: I have hated them that regard lying vanities: but I trust in the LORD.

Aga m enwe obi ụtọ ma ṅụrịkwaa ọṅụ nʼime ịhụnanya gị, nʼihi na ị hụrụ nsogbu m marakwa ihe mgbu nke mmụọ m.

KJV verse 7: I will be glad and rejoice in thy mercy: for thou hast considered my trouble; thou hast known my soul in adversities;

I wereghị m nyefee nʼaka ndị iro m, kama i nyela m ohere ijegharị ebe ọbụla m chọrọ.

KJV verse 8: And hast not shut me up into the hand of the enemy: thou hast set my feet in a large room.

O anyị, meere m amara nʼọnọdụ ihe mgbu m. Anya m abụọ na-acha uhie uhie nʼihi ịkwa akwa; ike adịghịkwa m.

KJV verse 9: Have mercy upon me, O LORD, for I am in trouble: mine eye is consumed with grief, yea, my soul and my belly.

Iru ụjụ eriela m ahụ; ịkwa akwa m ewepụla ihe nʼafọ m; ihe mgbu m mere ka ike gwụsịa m ruo na ume adịghịkwa nʼọkpụkpụ m.

KJV verse 10: For my life is spent with grief, and my years with sighing: my strength faileth because of mine iniquity, and my bones are consumed.

Nʼihi ndị iro m niile; ndị agbataobi m na-elelị m anya. Ndị enyi m na-atụ ụjọ ịbịakwute m, ndị hụrụ m nʼokporoụzọ na-esite ụzọ ọzọ gafee.

KJV verse 11: I was a reproach among all mine enemies, but especially among my neighbours, and a fear to mine acquaintance: they that did see me without fled from me.

Aghọọla m onye e chefuru echefu, dị ka a ga-asị na m nwụrụ anwụ. A pụrụ iji ite kụwara akwụwa tụnyere m.

KJV verse 12: I am forgotten as a dead man out of mind: I am like a broken vessel.

Anụla m nkwulu ha megide m; oke egwu dị nʼakụkụ niile; ha na-agba izu megide m, na-agba izu nzuzo iji napụ m ndụ m.

KJV verse 13: For I have heard the slander of many: fear was on every side: while they took counsel together against me, they devised to take away my life.

Ma ana m atụkwasị gị obi anyị. Ekwuola m ya sị, “Naanị gị bụ m.”

KJV verse 14: But I trusted in thee, O LORD: I said, Thou art my God.

Oge m niile dị gị nʼaka. Napụta m nʼaka ndị iro m na nʼaka ndị ahụ na-adịghị ezu ike ịchụ m ọsọ.

KJV verse 15: My times are in thy hand: deliver me from the hand of mine enemies, and from them that persecute me.

Mee ka amara gị mụkwasị ohu gị dịka anyanwụ; zọpụta m nʼihi ịhụnanya gị na-enweghị ọgwụgwụ.

KJV verse 16: Make thy face to shine upon thy servant: save me for thy mercies’ sake.

O anyị, ekwela ka ihere mee m, nʼihi na akpọkuola m gị; kama mee ka ihere mee ndị na-eme ihe ọjọọ, ka ha tọgbọrọ nʼala mmụọ debe ọnụ ha duu.

KJV verse 17: Let me not be ashamed, O LORD; for I have called upon thee: let the wicked be ashamed, and let them be silent in the grave.

Ka ọnụ ahụ ha ji ekwu okwu ụgha mechie kpamkpam; nʼihi na ọ bụ site na mpako na nlelị ka ha ji na-ekwu okwu megide ndị ezi omume.

KJV verse 18: Let the lying lips be put to silence; which speak grievous things proudly and contemptuously against the righteous.

Lee ka ịdị mma gị si baa ụba, nke i na-edebere ndị niile na-atụ egwu gị, nke ị na-enye ndị na-agbaba nʼime gị, nʼihu ọha mmadụ.

KJV verse 19: Oh how great is thy goodness, which thou hast laid up for them that fear thee; which thou hast wrought for them that trust in thee before the sons of men!

I na-ezobe ha nʼebe nzuzo gị pụọ nʼizu nzuzo nke ụmụ mmadụ; ị na-echebe ha nʼime ebe obibi gị; ka ha pụọ nʼebubo nke ire dị iche iche.

KJV verse 20: Thou shalt hide them in the secret of thy presence from the pride of man: thou shalt keep them secretly in a pavilion from the strife of tongues.

Otuto dịrị anyị nʼihi na o gosila m ịhụnanya ya dị ukwuu mgbe m nọ nʼobodo ndị iro gbara gburugburu.

KJV verse 21: Blessed be the LORD: for he hath shewed me his marvellous kindness in a strong city.

Akụjara m, kwuo okwu nʼụjọ sị, “Ewezugala m site nʼihu ya!” Ma ị nụrụ arịrịọ m maka ebere mgbe m kpọkuru gị ka i nyere m aka.

KJV verse 22: For I said in my haste, I am cut off from before thine eyes: nevertheless thou heardest the voice of my supplications when I cried unto thee.

Hụnụ anyị nʼanya, unu ndị ya niile kwesiri ntụkwasị obi, nʼihi na anyị na-anapụta ndị niile kwesiri ntụkwasị obi nye ya, ma ọ na-akwụghachi ndị mpako oke zuru ezu.

KJV verse 23: O love the LORD, all ye his saints: for the LORD preserveth the faithful, and plentifully rewardeth the proud doer.

Ya mere, dịrịnụ ike, ka obi siekwa unu ike, unu niile ndị olileanya ha dị nʼime anyị.

KJV verse 24: Be of good courage, and he shall strengthen your heart, all ye that hope in the LORD.

Every verse in Abụ Ọma 31

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 310:00 / 0:00