MyBibleAtlasAbụ Ọma 32

Abụ Ọma

Abụ Ọma 32

Psalm 32 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 32Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a thanksgiving Psalm that celebrates the happiness of confession, forgiveness and divine guidance.

Abụ Ọma 32 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Onye a gọziri agọzi ka mmadụ ahụ bụ, onye a gbaghaara ajọ omume ya niile, onye e kpuchikwaara mmehie ya niile.

KJV verse 1: Blessed is he whose transgression is forgiven, whose sin is covered.

Ngọzị na-adịrị nwoke ahụ, onye anyị na-adịghị agụnyere mmehie ya, onye ahụ nke aghụghọ ọbụla na-adịghịkwa nʼime mmụọ ya.

KJV verse 2: Blessed is the man unto whom the LORD imputeth not iniquity, and in whose spirit there is no guile.

Mgbe m gbachiri nkịtị, ọkpụkpụ m rere ure site nʼịsụ ude m ogologo ụbọchị niile.

KJV verse 3: When I kept silence, my bones waxed old through my roaring all the day long.

Ehihie niile na abalị niile, ị tara m ahụhụ, ume dị m nʼobi gwụchara, dịka mgbe okpomọkụ nke ọkọchị.

KJV verse 4: For day and night thy hand was heavy upon me: my moisture is turned into the drought of summer. Selah.

Mgbe ahụ, ekwupụtara m mmehie m niile nʼihu gị, kwụsịkwa izo ha ezo. Agwara m onwe m okwu sị, “Aga m ekwupụta mmehie m niile nʼihu anyị.” Ị gbaghakwaara m ikpe ọmụma nke mmehie m niile.

KJV verse 5: I acknowledged my sin unto thee, and mine iniquity have I not hid. I said, I will confess my transgressions unto the LORD; and thou forgavest the iniquity of my sin. Selah.

Ya mere, ka ndị niile bụ ndị ezi omume kpọkuo gị nʼekpere mgbe e nwere ike ịchọta gị; nʼụzọ dị otu a, ọ bụrụ na uju mmiri abịa, ọ gaghị erute ha.

KJV verse 6: For this shall every one that is godly pray unto thee in a time when thou mayest be found: surely in the floods of great waters they shall not come nigh unto him.

Gị onwe gị bụụrụ m ebe nzuzo; Ị ga-echebekwa m ka nsogbu ọbụla hapụ irute m nso. Ọ bụkwa abụ nzọpụta ka i ji gbaa m gburugburu.

KJV verse 7: Thou art my hiding place; thou shalt preserve me from trouble; thou shalt compass me about with songs of deliverance. Selah.

Aga m eme ka ị nwee uche, zikwa gị ụzọ i kwesiri ịgbaso; Aga m adụ gị ọdụ, anya m ga-adịkwasịkwa nʼahụ gị.

KJV verse 8: I will instruct thee and teach thee in the way which thou shalt go: I will guide thee with mine eye.

Adịkwala ka ịnyịnya maọbụ ịnyịnya ibu nke na-enweghị akọnuche, nke a na-aghaghị iji mkpụmkpụ igwe na eriri kechie ọnụ ya, ijide ya, ma emeghị otu a, ọ gaghị abịakwute gị.

KJV verse 9: Be ye not as the horse, or as the mule, which have no understanding: whose mouth must be held in with bit and bridle, lest they come near unto thee.

Ọtụtụ ihe mgbu na-abịakwasị ndị na-eme ihe ọjọọ, ma ịhụnanya anyị nke na-enweghị ọgwụgwụ, na-agba onye ahụ tụkwasịrị ya obi gburugburu.

KJV verse 10: Many sorrows shall be to the wicked: but he that trusteth in the LORD, mercy shall compass him about.

Ṅụrianụ ọṅụ nʼime anyị, nweekwanụ obi ụtọ, unu ndị ezi omume; bụọ abụ, unu ndị obi ha ziri ezi.

KJV verse 11: Be glad in the LORD, and rejoice, ye righteous: and shout for joy, all ye that are upright in heart.

Every verse in Abụ Ọma 32

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 320:00 / 0:00