MyBibleAtlasAbụ Ọma 30

Abụ Ọma

Abụ Ọma 30

Psalm 30 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 30Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a thanksgiving Psalm that gives thanks for healing, deliverance and joy after mourning.

Abụ Ọma 30 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Aga m eto gị, O anyị, nʼihi na i sitere nʼebe dị omimi dọpụta m. I kweghị ka ndị iro m chịa m ọchị.

KJV verse 1: I will extol thee, O LORD; for thou hast lifted me up, and hast not made my foes to rejoice over me.

O anyị m, akpọkuru m gị, ka i nyere m aka, ị gwọkwara m.

KJV verse 2: O LORD my God, I cried unto thee, and thou hast healed me.

O anyị, i si nʼala ili kpọpụta m, i mere ka m dịrị ndụ.

KJV verse 3: O LORD, thou hast brought up my soul from the grave: thou hast kept me alive, that I should not go down to the pit.

Bụkuonụ anyị abụ, unu ndị nsọ ya, toonu aha nsọ ya.

KJV verse 4: Sing unto the LORD, O ye saints of his, and give thanks at the remembrance of his holiness.

Iwe ya adịghị adịgide tee anya, ma ime amara ya na-adị ruo ebighị ebi! Ịkwa akwa nwere ike dịrị ogologo abalị niile, ma iti mkpu ọṅụ ga-adị nʼụtụtụ.

KJV verse 5: For his anger endureth but a moment; in his favour is life: weeping may endure for a night, but joy cometh in the morning.

Mgbe m nọ nʼudo, asịrị m, “Ihe ọbụla apụghị ịnapụ m udo m.”

KJV verse 6: And in my prosperity I said, I shall never be moved.

O anyị, mgbe i gosiri m ihuọma, i mere ka m kwụrụ chịm dịka ugwu; ma mgbe i zoro ihu gị site nʼebe m nọ, adara m mba.

KJV verse 7: LORD, by thy favour thou hast made my mountain to stand strong: thou didst hide thy face, and I was troubled.

Ọ bụ gị, Onyenwe anyị, ka m kpọkuru; ọ bụkwa onyenwe anyị ka m rịọrọ arịrịọ amara sị,

KJV verse 8: I cried to thee, O LORD; and unto the LORD I made supplication.

“Uru gịnị dị ma m laa nʼiyi? Uru gịnị dị ma m rịda nʼili? Uzuzu aja ọ ga-enye gị otuto? Ọ ga-ekwusa banyere ikwesi ntụkwasị obi gị?”

KJV verse 9: What profit is there in my blood, when I go down to the pit? Shall the dust praise thee? shall it declare thy truth?

O anyị, gee m ntị ma meere m ebere; O anyị, bụụrụ m onye inyeaka.

KJV verse 10: Hear, O LORD, and have mercy upon me: LORD, be thou my helper.

I meela ka iti mkpu akwa m ghọọ ite egwu; ị napụrụ m akwa mkpe m, ma yinye m ọṅụ dịka akwa mmemme.

KJV verse 11: Thou hast turned for me my mourning into dancing: thou hast put off my sackcloth, and girded me with gladness;

I mere nke a ka obi m bụọ maka otuto gị, ghara ịnọ nwayọọ. O anyị m, aga m eto gị ruo mgbe ebighị ebi.

KJV verse 12: To the end that my glory may sing praise to thee, and not be silent. O LORD my God, I will give thanks unto thee for ever.

Every verse in Abụ Ọma 30

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 300:00 / 0:00