MyBibleAtlasAbụ Ọma 33

Abụ Ọma

Abụ Ọma 33

Psalm 33 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 33Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading does not name an author. This is a praise Psalm that calls the righteous to praise God's word, power and steadfast love.

Abụ Ọma 33 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Tienụ mkpu ọṅụ nye anyị, unu ndị ezi omume; nʼihi na ọ bụ ihe ziri ezi ka ndị obi ha ziri ezi too ya.

KJV verse 1: Rejoice in the LORD, O ye righteous: for praise is comely for the upright.

Werenụ ụbọ akwara too anyị; werenụ une nke nwere akwara iri kpọọrọ ya egwu.

KJV verse 2: Praise the LORD with harp: sing unto him with the psaltery and an instrument of ten strings.

Bụkuonụ ya abụ ọhụrụ; were ǹka kpọọ ụbọ akwara ma tiekwa mkpu ọṅụ.

KJV verse 3: Sing unto him a new song; play skilfully with a loud noise.

Nʼihi na okwu anyị niile ziri ezi bụrụkwa eziokwu; o kwesiri ntụkwasị obi nʼọrụ ya niile.

KJV verse 4: For the word of the LORD is right; and all his works are done in truth.

Onyenwe anyị na-ahụ ezi omume na ikpe ziri ezi nʼanya; ụwa niile jupụtara nʼịhụnanya ya nke na-enweghị ọgwụgwụ.

KJV verse 5: He loveth righteousness and judgment: the earth is full of the goodness of the LORD.

Ọ bụ site nʼokwu ọnụ anyị ka e ji kee eluigwe niile, jirikwa nkuume nke ọnụ ya mee anwụ, na ọnwa na kpakpando niile.

KJV verse 6: By the word of the LORD were the heavens made; and all the host of them by the breath of his mouth.

Ọ bụ ya kekwara osimiri niile chịkọta ha nʼotu ebe, kpaa oke ebe ha ga-anọ dịka ụlọakụ dị ukwuu.

KJV verse 7: He gathereth the waters of the sea together as an heap: he layeth up the depth in storehouses.

Ka ụwa niile tụọ anyị egwu; ka mmadụ niile bi nʼụwa sọpụrụ ya.

KJV verse 8: Let all the earth fear the LORD: let all the inhabitants of the world stand in awe of him.

Nʼihi na o kwuru okwu, okwu ahụ mezukwara; o nyere iwu, iwu ahụ guzokwara chịm.

KJV verse 9: For he spake, and it was done; he commanded, and it stood fast.

Onyenwe anyị na-emebi atụmatụ mba niile; ọ na-emebi ebumnobi ụmụ mmadụ.

KJV verse 10: The LORD bringeth the counsel of the heathen to nought: he maketh the devices of the people of none effect.

Atụmatụ anyị na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi, ebumnobi ya ruo ọgbọ niile.

KJV verse 11: The counsel of the LORD standeth for ever, the thoughts of his heart to all generations.

Mba a gọziri agọzi ka mba ahụ bụ, bụ ndị bụ anyị ha; bụ ndị ọ họpụtara ka ha bụrụ ihe nketa ya.

KJV verse 12: Blessed is the nation whose God is the LORD: and the people whom he hath chosen for his own inheritance.

Onyenwe anyị si nʼeluigwe na-ele ndị mmadụ bi nʼụwa anya. Ọ na-ahụzu ụmụ mmadụ niile anya.

KJV verse 13: The LORD looketh from heaven; he beholdeth all the sons of men.

O sitere nʼebe obibi ya na-ele onye ọbụla bi nʼelu ụwa anya.

KJV verse 14: From the place of his habitation he looketh upon all the inhabitants of the earth.

Ebe ọ bụ ya kpụrụ obi mmadụ niile nʼotu na otu; ọ na-ahụzu, na-amazukwa ihe niile ha na-eme.

KJV verse 15: He fashioneth their hearts alike; he considereth all their works.

Ọnụọgụgụ ndị agha eze apụghị ịzọpụta ya; o nweghị onye agha ọbụla na-azọpụta onwe ya, site nʼịdị ukwuu nke ike ya.

KJV verse 16: There is no king saved by the multitude of an host: a mighty man is not delivered by much strength.

Ịnyịnya agha ezukwaghị iwetara ndị na-agba ha mmeri nʼagha. Ọ bụ ezie na ịnyịnya dị ike, ma ha apụghị ịzọpụta ndị nwe ha.

KJV verse 17: An horse is a vain thing for safety: neither shall he deliver any by his great strength.

Ma anyị ji anya ya na-eche ndị niile na-atụ ya egwu nche, ya bụ ndị niile na-atụkwasị obi ha nʼịhụnanya ya, nke na-adịghị agwụ agwụ.

KJV verse 18: Behold, the eye of the LORD is upon them that fear him, upon them that hope in his mercy;

Ọ ga-anapụta ha site nʼaka ọnwụ. Ọ ga-echebekwa ha ọ bụladị nʼoge ụnwụ.

KJV verse 19: To deliver their soul from death, and to keep them alive in famine.

Anyị ji olileanya eche anyị; ọ bụ ya bụ inyeaka anyị na ọta anyị.

KJV verse 20: Our soul waiteth for the LORD: he is our help and our shield.

Obi anyị na-aṅụrị ọṅụ nʼime ya; nʼihi na anyị tụkwasịrị aha nsọ ya obi.

KJV verse 21: For our heart shall rejoice in him, because we have trusted in his holy name.

O anyị, ka ịhụnanya gị na-adịgidere anyị, dịka olileanya anyị dị na gị.

KJV verse 22: Let thy mercy, O LORD, be upon us, according as we hope in thee.

Every verse in Abụ Ọma 33

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 330:00 / 0:00