MyBibleAtlasAbụ Ọma 34

Abụ Ọma

Abụ Ọma 34

Psalm 34 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 34Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a thanksgiving Psalm that praises the LORD for answering prayer and rescuing those who fear him.

When was it written?

The heading places this Psalm when David changed his behaviour before Abimelech, the Achish who ruled Gath. The narrative is in 1 Samuel 21:10–15.

Abụ Ọma 34 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Aga m eto anyị mgbe niile. Mgbe niile ka otuto ya ga-adị nʼọnụ m.

KJV verse 1: I will bless the LORD at all times: his praise shall continually be in my mouth.

Mkpụrụobi m ga-anya isi na anyị; ka ndị niile a na-akpagbu gee ntị ṅụrịa ọṅụ.

KJV verse 2: My soul shall make her boast in the LORD: the humble shall hear thereof, and be glad.

Soro m too anyị; ka anyị bulie aha ya elu.

KJV verse 3: O magnify the LORD with me, and let us exalt his name together.

Nʼihi na etikuru m anyị mkpu akwa, ọ zakwara m, napụta m site nʼaka ịtụ ụjọ m niile.

KJV verse 4: I sought the LORD, and he heard me, and delivered me from all my fears.

Ihu ndị na-elekwasị ya anya na-enwu dịka ihe; ihere adịghị eme ha.

KJV verse 5: They looked unto him, and were lightened: and their faces were not ashamed.

Onye ogbenye a kpọkuru anyị, ọ zakwara ya; ọ zọpụtara ya site na nsogbu ya niile.

KJV verse 6: This poor man cried, and the LORD heard him, and saved him out of all his troubles.

Mmụọ ozi anyị na-agba ndị niile na-atụ egwu ya gburugburu na-anapụtakwa ha.

KJV verse 7: The angel of the LORD encampeth round about them that fear him, and delivereth them.

Jiri aka gị tulee ma hụkwa na anyị dị mma; onye a gọziri agọzi ka onye ahụ bụ, onye nke na-agbaba nʼime ya.

KJV verse 8: O taste and see that the LORD is good: blessed is the man that trusteth in him.

Tụọnụ egwu anyị, unu ndị nsọ ya, nʼihi na ọ dịghị ihe na-akọ ndị niile na-atụ egwu ya.

KJV verse 9: O fear the LORD, ye his saints: for there is no want to them that fear him.

Agụụ nwere ike ịgụ ụmụ ọdụm, ike pụkwara ịgwụ ha, ma ihe ọbụla bụ ihe ọma agaghị akọ ndị niile na-achọ anyị.

KJV verse 10: The young lions do lack, and suffer hunger: but they that seek the LORD shall not want any good thing.

Ụmụ m, bịanụ gee m ntị; aga m ezi unu ihe ịtụ egwu anyị bụ.

KJV verse 11: Come, ye children, hearken unto me: I will teach you the fear of the LORD.

Onye ọbụla nʼime unu hụrụ ndụ nʼanya, ma nwee ọchịchọ ihu ọtụtụ ụbọchị ndị dị mma,

KJV verse 12: What man is he that desireth life, and loveth many days, that he may see good?

chezie ire gị ka ọ ghara ikwu ihe ọjọọ, chezikwaa egbugbere ọnụ gị ka ọ gharakwa ịgha ụgha.

KJV verse 13: Keep thy tongue from evil, and thy lips from speaking guile.

Site nʼihe ọjọọ wezuga onwe gị ma mee ezi ihe, chọọ udo ma gbasookwa ya.

KJV verse 14: Depart from evil, and do good; seek peace, and pursue it.

Anya anyị dị nʼahụ ndị ezi omume, ntị ya gheekwa oghe nye mkpu akwa ha;

KJV verse 15: The eyes of the LORD are upon the righteous, and his ears are open unto their cry.

ma ihu anyị na-emegide ndị na-eme ihe ọjọọ, ime ka a hapụ ichetakwa ihe banyere ha nʼụwa.

KJV verse 16: The face of the LORD is against them that do evil, to cut off the remembrance of them from the earth.

Onyenwe anyị na-anụ olu ndị ezi omume, mgbe ha na-akpọku ya ka o nyere ha aka; ọ na-azọpụtakwa ha site na nsogbu ha niile.

KJV verse 17: The righteous cry, and the LORD heareth, and delivereth them out of all their troubles.

Onyenwe anyị na-anọ ndị niile obi ha tiwara etiwa nso, ọ na-anapụta ndị niile olileanya ha gwụrụ.

KJV verse 18: The LORD is nigh unto them that are of a broken heart; and saveth such as be of a contrite spirit.

Nsogbu na-adakwasị ndị ezi omume na-adị ukwuu, ma anyị na-anapụta ha site na nsogbu ndị ahụ niile.

KJV verse 19: Many are the afflictions of the righteous: but the LORD delivereth him out of them all.

Ọ na-anapụtakwa ha kpamkpam. Ọ gaghị ekwe ka ọ bụladị otu ọkpụkpụ dị ha nʼahụ gbajie.

KJV verse 20: He keepeth all his bones: not one of them is broken.

Ihe ọjọọ ga-eme ka onye ajọ omume nwụọ; ndị na-akpọ onye ezi omume asị ka a ga-ama ikpe ọnwụ.

KJV verse 21: Evil shall slay the wicked: and they that hate the righteous shall be desolate.

Onyenwe anyị na-agbapụta ndị ohu ya; ọ dịghị onye ọbụla nke na-agbaba nʼime ya a ga-ama ikpe ọnwụ.

KJV verse 22: The LORD redeemeth the soul of his servants: and none of them that trust in him shall be desolate.

Every verse in Abụ Ọma 34

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 340:00 / 0:00