MyBibleAtlasAbụ Ọma 36

Abụ Ọma

Abụ Ọma 36

Psalm 36 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 36Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a wisdom Psalm that contrasts human wickedness with God's boundless steadfast love.

Abụ Ọma 36 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

E nwere m ozi dị nʼime obi nke sitere nʼaka banyere ndụ mmehie nke ndị na-eme ajọ ihe: Ọ dịghị ịtụ egwu dị nʼanya ha.

KJV verse 1: The transgression of the wicked saith within my heart, that there is no fear of God before his eyes.

Nʼihi ha na-agwarịta onwe ha okwu ire ụtọ nʼanya ha onwe ha, na o nweghị ụzọ a ga-esi nwe ike ịchọpụta mmehie ha maọbụ kpọọ ya asị.

KJV verse 2: For he flattereth himself in his own eyes, until his iniquity be found to be hateful.

Okwu ọnụ ha niile bụ ihe ọjọọ na aghụghọ; ha adịghị eji uche eme ihe maọbụ mee ihe dị mma.

KJV verse 3: The words of his mouth are iniquity and deceit: he hath left off to be wise, and to do good.

Ọ bụladị mgbe ha nọ nʼelu ihe ndina ha, ha na-eche echiche ajọ ihe; ha enyefeela onwe ha nʼaka ndụ ajọ omume, ha adịghị ajụkwa ihe na-ezighị ezi.

KJV verse 4: He deviseth mischief upon his bed; he setteth himself in a way that is not good; he abhorreth not evil.

O anyị, ịhụnanya gị na-eru mbara eluigwe, ikwesi ntụkwasị obi gị na-erukwa igwe ojii nke eluigwe.

KJV verse 5: Thy mercy, O LORD, is in the heavens; and thy faithfulness reacheth unto the clouds.

Ezi omume gị dịka ugwu dị ukwuu, ikpe ikpe ziri ezi gị dịka omimi nke oke osimiri. O anyị, ị na-echebe ụmụ mmadụ na anụmanụ.

KJV verse 6: Thy righteousness is like the great mountains; thy judgments are a great deep: O LORD, thou preservest man and beast.

Lee ka ịhụnanya gị nke na-adịghị agwụ agwụ si dị oke ọnụahịa, O ! Ụmụ mmadụ na-agbaba nʼokpuru ndo nke nku gị abụọ.

KJV verse 7: How excellent is thy lovingkindness, O God! therefore the children of men put their trust under the shadow of thy wings.

Ha na-eri oriri site nʼịba ụba nke ụlọakụ gị; Ị na-enyekwa ha mmiri site nʼiyi nke obi ụtọ gị.

KJV verse 8: They shall be abundantly satisfied with the fatness of thy house; and thou shalt make them drink of the river of thy pleasures.

Nʼihi na mmiri na-enye ndụ dị na gị; ọ bụkwa nʼìhè gị ka anyị na-ahụ ìhè.

KJV verse 9: For with thee is the fountain of life: in thy light shall we see light.

Mee ka ịhụnanya gị na-adịgidere ndị maara gị, ka ezi omume gị na-adịgidekwara ndị ziri ezi nʼobi.

KJV verse 10: O continue thy lovingkindness unto them that know thee; and thy righteousness to the upright in heart.

Ekwela ka ndị mpako a zọọ m ụkwụ nʼisi, ekwekwala ka aka ndị ajọ omume nupu m nʼebe m guzo.

KJV verse 11: Let not the foot of pride come against me, and let not the hand of the wicked remove me.

Lee ka ndị na-eme ajọ ihe si daa nʼala, a kwatuola ha nʼala, ha apụghịkwa ibilite ọzọ.

KJV verse 12: There are the workers of iniquity fallen: they are cast down, and shall not be able to rise.

Every verse in Abụ Ọma 36

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 360:00 / 0:00