MyBibleAtlasAbụ Ọma 42

Abụ Ọma

Abụ Ọma 42

Psalm 42 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 42Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names the sons of Korah as its authors. This is a lament Psalm that longs for God's presence and speaks hope to a downcast soul.

Abụ Ọma 42 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Dịka agụụ ịṅụ mmiri si na-agụ nne ele, otu a ka agụụ ihe banyere gị si na-agụ m, O .

KJV verse 1: As the hart panteth after the water brooks, so panteth my soul after thee, O God.

Akpịrị nke ihe banyere , bụ ahụ dị ndụ, na-akpọ m nkụ. Olee mgbe m pụrụ ịga zute ?

KJV verse 2: My soul thirsteth for God, for the living God: when shall I come and appear before God?

Anya mmiri m aghọọlara m ihe oriri nʼehihie ma nʼabalị, mgbe ndị mmadụ na-asị m ogologo ụbọchị niile, “Olee ebe gị nọ?”

KJV verse 3: My tears have been my meat day and night, while they continually say unto me, Where is thy God?

Ihe ndị a ka m na-echeta mgbe m na-ekwupụta ihe mgbu nke obi m: ma m cheta mgbe mụ na igwe mmadụ so aga, mgbe m ji iti mkpu ọṅụ na ekele na-edu ha nʼetiti ọha kachasị ibe ya, ndị ọṅụ juru obi, na-aga nʼụlọ .

KJV verse 4: When I remember these things, I pour out my soul in me: for I had gone with the multitude, I went with them to the house of God, with the voice of joy and praise, with a multitude that kept holyday.

O mkpụrụobi m, gịnị mere i ji daa mba? Gịnị mere i ji na-asụ ude nʼime m? Nwee olileanya na , nʼihi na m ka ga-eto ya, Onye nzọpụta m na m.

KJV verse 5: Why art thou cast down, O my soul? and why art thou disquieted in me? hope thou in God: for I shall yet praise him for the help of his countenance.

Mkpụrụobi m na-ada mba nʼime m; ya mere, aga m echeta gị site nʼala Jọ, na ebe dị elu nke , na sitekwa nʼugwu .

KJV verse 6: O my God, my soul is cast down within me: therefore will I remember thee from the land of Jordan, and of the Hermonites, from the hill Mizar.

Ogbu mmiri na-akpọku ogbu mmiri mgbe olu ha na-ada ụda nʼetiti nruda mmiri gị niile; ebili mmiri gị niile na mmali mmiri gị niile ekpuchiela isi m.

KJV verse 7: Deep calleth unto deep at the noise of thy waterspouts: all thy waves and thy billows are gone over me.

Nʼehihie, Onyenwe anyị na-awụkwasị m ịhụnanya ya, nʼabalị abụ ya dị m nʼobi, ekpere nye nke ndụ m.

KJV verse 8: Yet the LORD will command his lovingkindness in the daytime, and in the night his song shall be with me, and my prayer unto the God of my life.

Ana m asị , oke nkume m, “Gịnị mere i ji chefuo m? Gịnị mere m ga-eji na-ejegharị nʼiru ụjụ nʼihi mmegbu nke onye iro?”

KJV verse 9: I will say unto God my rock, Why hast thou forgotten me? why go I mourning because of the oppression of the enemy?

Ọkpụkpụ m na-agabiga oke ihe mgbu, mgbe ndị iro m ji m na-eme ihe ọchị, ogologo ụbọchị niile ha na-ajụ m, “Olee ebe gị nọ?”

KJV verse 10: As with a sword in my bones, mine enemies reproach me; while they say daily unto me, Where is thy God?

O mkpụrụobi m, gịnị mere i ji daa mba? Gịnị mere i ji na-asụ ude nʼime m? Nwee olileanya na , nʼihi na m ka ga-eto ya ọzọ, Onye nzọpụta m na m.

KJV verse 11: Why art thou cast down, O my soul? and why art thou disquieted within me? hope thou in God: for I shall yet praise him, who is the health of my countenance, and my God.

Every verse in Abụ Ọma 42

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 420:00 / 0:00