Psalms

Psalms 43

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context

Psalms 43 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

O , kpepụta m, kpechitere m ikpe m nʼebe mba na-amaghị nọ; gbapụta m site nʼaka ndị ajọ omume na ndị aghụghọ. Ị bụ , ebe m e wusiri ike. Gịnị mere i ji jụ m? Gịnị mere m ga-eji na-ejegharị nʼiru ụjụ, nʼihi mmegbu nke onye iro? Zipụ ìhè gị na eziokwu gị, ka ha duo m; ka ha kpọbata m nʼugwu nsọ gị, bụ ebe i bi. Mgbe ahụ, aga m aga nʼebe ịchụ aja , gakwuru , bụ ọṅụ m na obi ụtọ m. Aga m eji ụbọ akwara too gị, O , bụ m. O mkpụrụobi m, gịnị mere i ji daa mba? Gịnị mere i ji na-asụ ude nʼime m? Nwee olileanya na , nʼihi na m ka ga-eto ya ọzọ, onye Nzọpụta m na m.

Every verse in Psalms 43

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00