MyBibleAtlasAbụ Ọma 44

Abụ Ọma

Abụ Ọma 44

Psalm 44 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 44Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names the sons of Korah as its authors. This is a lament Psalm that remembers past deliverance while protesting present national defeat.

Abụ Ọma 44 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

O , anyị anụla; nna anyị ha agwakwala anyị ihe ndị i mere nʼoge ha, nʼoge gara aga.

KJV verse 1: We have heard with our ears, O God, our fathers have told us, what work thou didst in their days, in the times of old.

I ji aka gị chụpụ ndị mba ọzọ, ma kụnye nna nna anyị ha dịka osisi. I gwepịara ndị ahụ ma mee ka ndị nna anyị na-eto na-awasa.

KJV verse 2: How thou didst drive out the heathen with thy hand, and plantedst them; how thou didst afflict the people, and cast them out.

Ọ bụghị site na mma agha ha ka ha ji merie nweta ala a, ha emerighị site nʼike nke aka ha; ọ bụ aka nri gị, aka gị, na ìhè nke ihu gị nyere ha mmeri, nʼihi na ị hụrụ ha nʼanya.

KJV verse 3: For they got not the land in possession by their own sword, neither did their own arm save them: but thy right hand, and thine arm, and the light of thy countenance, because thou hadst a favour unto them.

Ị bụ eze m na m, onye na-ekpebi na ọb aghaghị inwe mmeri.

KJV verse 4: Thou art my King, O God: command deliverances for Jacob.

Nʼihi ọ bụ naanị site nʼike gị, ya na aha gị, ka anyị ji zọda ndị iro anyị nʼokpuru ụkwụ anyị.

KJV verse 5: Through thee will we push down our enemies: through thy name will we tread them under that rise up against us.

Atụkwasịghị m obi m nʼụta m, mma agha m anaghị enye m mmeri;

KJV verse 6: For I will not trust in my bow, neither shall my sword save me.

ma i na-enye anyị mmeri nʼebe ndị iro anyị nọ, ị na-eme ka ihere mee ndị na-eguzogide anyị.

KJV verse 7: But thou hast saved us from our enemies, and hast put them to shame that hated us.

Nʼime ka ịnya isi anyị dị ogologo ụbọchị niile, anyị ga-eto aha gị ruo mgbe ebighị ebi.

KJV verse 8: In God we boast all the day long, and praise thy name for ever. Selah.

Ma ugbu a, ị jụla anyị ma weda anyị nʼala; ị naghị esokwa ndị agha anyị apụ ọzọ.

KJV verse 9: But thou hast cast off, and put us to shame; and goest not forth with our armies.

I mere ka anyị site nʼihu ndị iro anyị gbalaga, i meela ka ndị na-emegide anyị were aka ike napụ anyị ihe bụ nke anyị.

KJV verse 10: Thou makest us to turn back from the enemy: and they which hate us spoil for themselves.

Ị gbakụtara anyị azụ ka e ripịa anyị dịka atụrụ, ma chụsasịa anyị nʼetiti mba niile.

KJV verse 11: Thou hast given us like sheep appointed for meat; and hast scattered us among the heathen.

I rere ndị gị ọnụ ala, ihe i retara ha abaghị uru nye gị.

KJV verse 12: Thou sellest thy people for nought, and dost not increase thy wealth by their price.

I meela ka anyị bụrụ nkọcha nye ndị agbataobi anyị, anyị bụ ihe ịkwa emo na ihe ọchị nye ndị gbara anyị gburugburu.

KJV verse 13: Thou makest us a reproach to our neighbours, a scorn and a derision to them that are round about us.

I meela anyị ka anyị bụrụ ihe ịmaatụ ọchị nʼetiti mba niile, ndị ọbụla hụrụ anyị na-efufe isi na mkparị.

KJV verse 14: Thou makest us a byword among the heathen, a shaking of the head among the people.

Ogologo ụbọchị niile, ihere m dị m nʼihu, ihere m na-ekpuchikwa m ihu,

KJV verse 15: My confusion is continually before me, and the shame of my face hath covered me,

mgbe ndị nkwulu na ndị nkọcha na-eji m eme ihe ọchị, nʼihi onye iro, onye kpebiri ịbọ ọbọ.

KJV verse 16: For the voice of him that reproacheth and blasphemeth; by reason of the enemy and avenger.

Ọ bụ ezie na ihe ndị a adakwasịla anyị, ma anyị echefubeghị gị. Anyị enupubeghị isi nʼọgbụgba ndụ anyị na gị.

KJV verse 17: All this is come upon us; yet have we not forgotten thee, neither have we dealt falsely in thy covenant.

Obi anyị ahapụbeghị gị! Anyị ahapụbekwaghị iso ụzọ gị.

KJV verse 18: Our heart is not turned back, neither have our steps declined from thy way;

Ma i gwepịara anyị mee ka anyị bụrụ ebe nkịta ọhịa na-akpagharị, jirikwa oke ọchịchịrị kpuchie anyị.

KJV verse 19: Though thou hast sore broken us in the place of dragons, and covered us with the shadow of death.

Ọ bụrụ na anyị chefuru aha anyị, maọbụ na anyị gbasaara chi mba ọzọ aka anyị,

KJV verse 20: If we have forgotten the name of our God, or stretched out our hands to a strange god;

ọ bụ na agaraghị achọpụta ya, ebe ọ maara ihe nzuzo niile dị nʼobi?

KJV verse 21: Shall not God search this out? for he knoweth the secrets of the heart.

Ọ bụ nʼihi gị ka anyị na ọnwụ ji agba mgba, ogologo ụbọchị niile. A na-ele anyị anya dịka atụrụ a gaje igbu egbu.

KJV verse 22: Yea, for thy sake are we killed all the day long; we are counted as sheep for the slaughter.

O, Onyenwe m teta! Gịnị mere i ji arahụ ụra? Kpọtee onwe gị! Ajụkwala anyị ruo mgbe ebighị ebi.

KJV verse 23: Awake, why sleepest thou, O Lord? arise, cast us not off for ever.

Gịnị mere i ji ezopụ ihu gị, ma chefuo mmegbu na ịta ahụhụ anyị?

KJV verse 24: Wherefore hidest thou thy face, and forgettest our affliction and our oppression?

E tidala anyị nʼala, nʼuzuzu, ahụ anyị rapara nʼaja

KJV verse 25: For our soul is bowed down to the dust: our belly cleaveth unto the earth.

Bilie ma nyere anyị aka; gbapụta anyị maka ịhụnanya gị nke na-adịghị agwụ agwụ.

KJV verse 26: Arise for our help, and redeem us for thy mercies’ sake.

Every verse in Abụ Ọma 44

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 440:00 / 0:00