MyBibleAtlasAbụ Ọma 48

Abụ Ọma

Abụ Ọma 48

Psalm 48 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 48Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names the sons of Korah as its authors. This is a praise Psalm that celebrates Zion as the city of the great King who defends his people.

Abụ Ọma 48 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Onyenwe anyị dị ukwuu, bụrụkwa onye kwesiri ịnata otuto, nʼime obodo anyị, nʼugwu nsọ ya.

KJV verse 1: Great is the LORD, and greatly to be praised in the city of our God, in the mountain of his holiness.

Ọ mara mma nʼịdị elu ya, bụkwa ọṅụ elu ụwa niile. Ugwu ọn, obodo eze ahụ dị ukwuu, dịka ebe kachasị elu nke ọn.

KJV verse 2: Beautiful for situation, the joy of the whole earth, is mount Zion, on the sides of the north, the city of the great King.

Chineke nọ nʼime ebe ya e wusiri ike; o gosila onwe ya dịka ebe mgbaba ha e wusiri ike.

KJV verse 3: God is known in her palaces for a refuge.

Mgbe ndị eze jikọtara ndị agha ha ọnụ, mgbe ha bịakọtara nso,

KJV verse 4: For, lo, the kings were assembled, they passed by together.

ihe ha hụrụ juru ha anya; nʼihi oke egwu, ha gbara ọsọ.

KJV verse 5: They saw it, and so they marvelled; they were troubled, and hasted away.

Ahụ ọma jijiji bidoro ha nʼebe ahụ, ihe mgbu ha dịka nke nwanyị na-achọ ịmụ nwa.

KJV verse 6: Fear took hold upon them there, and pain, as of a woman in travail.

Ị lara ha nʼiyi dịka oke ifufe si nʼọwụwa anyanwụ si ala ụgbọ mmiri ukwuu nke nʼiyi.

KJV verse 7: Thou breakest the ships of Tarshish with an east wind.

Dịka anyị nụrụ, otu a ka anyị hụrụ, nʼime obodo anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, nʼime obodo anyị: Chineke na-eme ka o guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.

KJV verse 8: As we have heard, so have we seen in the city of the LORD of hosts, in the city of our God: God will establish it for ever. Selah.

O , nʼime ụlọnsọ ukwuu gị, ka anyị nọ na-atụgharị uche nʼịhụnanya gị nke na-enweghị ọgwụgwụ.

KJV verse 9: We have thought of thy lovingkindness, O God, in the midst of thy temple.

O , dịka aha gị, otuto gị na-eru na nsọtụ ụwa niile; aka nri gị jupụtara nʼezi omume.

KJV verse 10: According to thy name, O God, so is thy praise unto the ends of the earth: thy right hand is full of righteousness.

Ugwu ọn na-aṅụrị ọṅụ, obodo nta niile nke nwere obi ụtọ nʼihi ikpe gị niile.

KJV verse 11: Let mount Zion rejoice, let the daughters of Judah be glad, because of thy judgments.

Gaanụ ọn gburugburu, Jegharịa ya gburugburu, gụọkwanụ ụlọ elu ya niile ọnụ.

KJV verse 12: Walk about Zion, and go round about her: tell the towers thereof.

Lezienụ mgbidi ya niile anya, nyochakwaanụ ebe ya niile e wusiri ike, ka unu nwee ike ịkọrọ ọgbọ na-abịa nʼihu akụkọ ndị a.

KJV verse 13: Mark ye well her bulwarks, consider her palaces; that ye may tell it to the generation following.

Nʼihi na a, bụ anyị ruo mgbe niile ebighị ebi, ọ ga-abụ onyendu anyị, ọ bụladị ruo nʼọgwụgwụ.

KJV verse 14: For this God is our God for ever and ever: he will be our guide even unto death.

Every verse in Abụ Ọma 48

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 480:00 / 0:00