MyBibleAtlasAbụ Ọma 47

Abụ Ọma

Abụ Ọma 47

Psalm 47 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 47Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names the sons of Korah as its authors. This is a royal Psalm that calls all nations to praise God as the great King over all the earth.

Abụ Ọma 47 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Kụọnụ aka unu, unu mba niile; jiri iti mkpu ọṅụ tikuo .

KJV verse 1: O clap your hands, all ye people; shout unto God with the voice of triumph.

Nʼihi na anyị bụ kachasị ihe niile elu. Ọ dị egwu! Ọ bụ eze ukwu na-achị ụwa niile.

KJV verse 2: For the LORD most high is terrible; he is a great King over all the earth.

O wedara mba niile mee ka ha nọọ nʼokpuru anyị; ndị mmadụ niile nọ nʼokpuru ụkwụ anyị.

KJV verse 3: He shall subdue the people under us, and the nations under our feet.

Ọ họpụtaara anyị ihe nketa anyị, ihe ịnya isi nke ọb, onye ọ hụrụ nʼanya.

KJV verse 4: He shall choose our inheritance for us, the excellency of Jacob whom he loved. Selah.

Chineke ewerela iti mkpu ọṅụ rigoro nʼeluigwe. Onyenwe anyị ewerela olu opi ike rigoo.

KJV verse 5: God is gone up with a shout, the LORD with the sound of a trumpet.

Bụkuonụ abụ otuto, bụọ abụ otuto; bụkuonụ eze anyị abụ otuto, bụọ abụ otuto.

KJV verse 6: Sing praises to God, sing praises: sing praises unto our King, sing praises.

Nʼihi na anyị bụ eze ụwa niile. Jirinụ abụ too ya.

KJV verse 7: For God is the King of all the earth: sing ye praises with understanding.

Chineke bụ eze mba niile; ọ na-anọkwasị nʼocheeze ya dị nsọ na-achị mba niile.

KJV verse 8: God reigneth over the heathen: God sitteth upon the throne of his holiness.

Ndị niile a ma ama na mba niile ezukọtaala, dịka ndị nke , nʼihi na ndị eze niile dị nʼụwa bụ nke ; ọ bụ onye e buliri elu nʼebe ọ dị ukwuu.

KJV verse 9: The princes of the people are gathered together, even the people of the God of Abraham: for the shields of the earth belong unto God: he is greatly exalted.

Every verse in Abụ Ọma 47

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 470:00 / 0:00