MyBibleAtlasAbụ Ọma 51

Abụ Ọma

Abụ Ọma 51

Psalm 51 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 51Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a lament Psalm that confesses sin and asks God for cleansing, renewal and a restored spirit.

When was it written?

The heading places this prayer after Nathan confronted David about Bathsheba. That confrontation is recorded in 2 Samuel 12.

Abụ Ọma 51 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

O , meere m ebere, nʼihi ịhụnanya gị nke na-adịgide adịgide; nʼihi oke ọmịiko gị, hichapụ njehie m niile.

KJV verse 1: Have mercy upon me, O God, according to thy lovingkindness: according unto the multitude of thy tender mercies blot out my transgressions.

Sachapụ mmehie m niile, ma mee m ka m dị ọcha.

KJV verse 2: Wash me throughly from mine iniquity, and cleanse me from my sin.

Nʼihi na amaara m njehie m niile, mmehie m dịkwa nʼihu m mgbe niile.

KJV verse 3: For I acknowledge my transgressions: and my sin is ever before me.

Ọ bụkwa naanị gị ka m mehiere megide, mee ihe ahụ bụ ihe ọjọọ nʼihu gị, nke mere na ị bụ onye na-ekpe ikpe ziri ezi mgbe ị na-ekwu okwu, na onye ezi omume mgbe ị na-ekpe ikpe.

KJV verse 4: Against thee, thee only, have I sinned, and done this evil in thy sight: that thou mightest be justified when thou speakest, and be clear when thou judgest.

Nʼezie, onye mmehie ka m bụ site nʼoge amụrụ m; bụrụkwa onye mmehie site nʼoge nne m tụrụ ime m.

KJV verse 5: Behold, I was shapen in iniquity; and in sin did my mother conceive me.

Nʼezie, ị na-achọ eziokwu nʼakụkụ niile zoro ezo; ị na-akụziri m amamihe nʼakụkụ niile zoro ezo.

KJV verse 6: Behold, thou desirest truth in the inward parts: and in the hidden part thou shalt make me to know wisdom.

Were hisọp sachaa m, aga m adị ọcha; sachaa m ka m dị ọcha karịa snoo.

KJV verse 7: Purge me with hyssop, and I shall be clean: wash me, and I shall be whiter than snow.

Mee ka m nụrụ olu obi ụtọ na ọṅụ; ka okpukpu ndị i gwepịara ṅụrịkwaa.

KJV verse 8: Make me to hear joy and gladness; that the bones which thou hast broken may rejoice.

Zopu ihu gị nʼebe mmehie m niile dị, hichapụkwa mmehie m niile.

KJV verse 9: Hide thy face from my sins, and blot out all mine iniquities.

Kee obi dị ọcha nʼime m, O , nwogharịa ezi mmụọ nʼime m.

KJV verse 10: Create in me a clean heart, O God; and renew a right spirit within me.

Achụpụla m nʼihu gị, anapụkwala m Mmụọ Nsọ gị.

KJV verse 11: Cast me not away from thy presence; and take not thy holy spirit from me.

Nyeghachikwa m ọṅụ nke nzọpụta gị, ma jiri ezi mmụọ kwagide m.

KJV verse 12: Restore unto me the joy of thy salvation; and uphold me with thy free spirit.

Mgbe ahụ, aga m enwe ike izi ndị njehie ụzọ gị, ndị mmehie ga-echegharị lọghachikwute gị.

KJV verse 13: Then will I teach transgressors thy ways; and sinners shall be converted unto thee.

O , zọpụta m site nʼikpe ọmụma nke mwụfu ọbara, Chineke, gị bụ nzọpụta m, ire m ga-abụ abụ banyere ezi omume gị.

KJV verse 14: Deliver me from bloodguiltiness, O God, thou God of my salvation: and my tongue shall sing aloud of thy righteousness.

O, Onyenwe m, meghee ọnụ m, ka m kwupụta otuto gị.

KJV verse 15: O Lord, open thou my lips; and my mouth shall shew forth thy praise.

Ị naghị enwe mmasị nʼaja, ma ọ bụghị ya, agaara m eweta ya. Ị naghị enwe mmasị nʼaja nsure ọkụ.

KJV verse 16: For thou desirest not sacrifice; else would I give it: thou delightest not in burnt offering.

Aja chọrọ bụ mmụọ tiwara etiwa, O , ị naghị elefu anya, nʼobi tiwara etiwa na nke nwere ezi nchegharị.

KJV verse 17: The sacrifices of God are a broken spirit: a broken and a contrite heart, O God, thou wilt not despise.

Ka ọ masị gị inye ọn ọganihu; i wulie mgbidi niile nke .

KJV verse 18: Do good in thy good pleasure unto Zion: build thou the walls of Jerusalem.

Mgbe ahụ, a ga-enwe ezi aja, aja nsure ọkụ nke ga-atọ gị ụtọ; mgbe ahụ, a ga-achụkwa aja ọtụtụ oke ehi nʼelu ebe ịchụ aja gị.

KJV verse 19: Then shalt thou be pleased with the sacrifices of righteousness, with burnt offering and whole burnt offering: then shall they offer bullocks upon thine altar.

Every verse in Abụ Ọma 51

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 510:00 / 0:00