MyBibleAtlasAbụ Ọma 53

Abụ Ọma

Abụ Ọma 53

Psalm 53 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 53Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a wisdom Psalm that describes human corruption and longs for Israel's salvation from Zion.

Abụ Ọma 53 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Onye nzuzu na-asị nʼime obi ya, “Ọ dịghị ọbụla dị.” Ha bụ ndị ajọ omume riri ahụ, ụzọ ha niile bụkwa ihe arụ; ọ dịghị onye ọbụla na-eme ezi ihe.

KJV verse 1: The fool hath said in his heart, There is no God. Corrupt are they, and have done abominable iniquity: there is none that doeth good.

Chineke sitere nʼeluigwe na-ele ụmụ mmadụ anya, ịhụ ma ọ ga-achọta onye ọbụla nwere nghọta, onye nke na-achọ .

KJV verse 2: God looked down from heaven upon the children of men, to see if there were any that did understand, that did seek God.

Onye ọbụla, nʼotu nʼotu ewezugala onwe ha, ha niile abụrụla ndị ajọ omume riri ahụ; ọ dịghị onye ọbụla na-eme ihe ziri ezi, ọ dịghị ọ bụladị otu onye.

KJV verse 3: Every one of them is gone back: they are altogether become filthy; there is none that doeth good, no, not one.

Ndị niile na-eme ajọ ihe, ha amaghị ihe? Ha na-eripịa ndị m dịka mmadụ si eri nri, ha adịghị akpọkukwa .

KJV verse 4: Have the workers of iniquity no knowledge? who eat up my people as they eat bread: they have not called upon God.

Ma nʼebe ahụ ka ha nọ, nʼọnọdụ oke egwu, ebe ọ dịghị ihe egwu na-adịghị. Chineke fesasịrị ọkpụkpụ ndị niile megidere gị; i mere ka ihere mee ha, nʼihi na ajụla ha.

KJV verse 5: There were they in great fear, where no fear was: for God hath scattered the bones of him that encampeth against thee: thou hast put them to shame, because God hath despised them.

O, a sịkwarị na nzọpụta ga-esi na ọn pụta! Mgbe ga-akpọghachite ndị ya nʼọnọdụ ha, ka ọb ṅụrịa ọṅụ, ka nwekwaa obi ụtọ!

KJV verse 6: Oh that the salvation of Israel were come out of Zion! When God bringeth back the captivity of his people, Jacob shall rejoice, and Israel shall be glad.

Every verse in Abụ Ọma 53

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 530:00 / 0:00