MyBibleAtlasAbụ Ọma 54

Abụ Ọma

Abụ Ọma 54

Psalm 54 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 54Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a lament Psalm that asks God to save and judge justly after betrayal.

When was it written?

The heading places this Psalm when the Ziphites told Saul that David was hiding among them. That betrayal is recorded in 1 Samuel 23:19.

Abụ Ọma 54 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

O , jiri aha gị zọpụta m; jirikwa ike gị kpepụta m.

KJV verse 1: Save me, O God, by thy name, and judge me by thy strength.

O , nụrụ ekpere m; gee ntị nʼokwu ọnụ m.

KJV verse 2: Hear my prayer, O God; give ear to the words of my mouth.

Ndị m na-amaghị na-ebuso m agha; ndị na-eme ihe ike na-achọ ịnapụ m ndụ m, ndị na-akpọghị ihe ọbụla.

KJV verse 3: For strangers are risen up against me, and oppressors seek after my soul: they have not set God before them. Selah.

Nʼezie, Chineke bụ onye inyeaka m; onyenwe m bụ onye na-agba m ume.

KJV verse 4: Behold, God is mine helper: the Lord is with them that uphold my soul.

Mee ka ihe ọjọọ lọghachikwute ndị na-ekwulu m; nʼime ikwesi ntụkwasị obi gị, laa ha nʼiyi.

KJV verse 5: He shall reward evil unto mine enemies: cut them off in thy truth.

Aga m eji onyinye afọ ofufu chụọrọ gị aja; O anyị, aga m eto aha gị, nʼihi na ọ dị mma.

KJV verse 6: I will freely sacrifice unto thee: I will praise thy name, O LORD; for it is good.

Nʼihi na ọ gbapụtala m site na nsogbu m niile, ọ bụ anya mmeri ka m ji na-ele ndị iro m anya.

KJV verse 7: For he hath delivered me out of all trouble: and mine eye hath seen his desire upon mine enemies.

Every verse in Abụ Ọma 54

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 540:00 / 0:00