MyBibleAtlasAbụ Ọma 55

Abụ Ọma

Abụ Ọma 55

Psalm 55 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 55Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a lament Psalm that pours out anguish over violence and a close companion's betrayal.

Abụ Ọma 55 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

O , nụrụ ekpere m, agbakwala arịrịọ m nkịtị;

KJV verse 1: Give ear to my prayer, O God; and hide not thyself from my supplication.

ṅaa m ntị, zaakwa m. Echiche m na-esogbu m; ana m asụkwa oke ude

KJV verse 2: Attend unto me, and hear me: I mourn in my complaint, and make a noise;

nʼihi ihe onye iro m na-ekwu, nʼihi ịba mba nke ndị ajọ mmadụ, nʼihi na ha na-ewetara m ntaramahụhụ, na-akpagbu m nʼiwe ha.

KJV verse 3: Because of the voice of the enemy, because of the oppression of the wicked: for they cast iniquity upon me, and in wrath they hate me.

Obi m nọ nʼọnọdụ oke ihe mgbu nʼime m; oke ụjọ nke ọnwụ abịakwasịla m.

KJV verse 4: My heart is sore pained within me: and the terrors of death are fallen upon me.

Ịtụ egwu na ahụ ịma jijiji abịakwasịkwala m; oke egwu ekpuchiela m.

KJV verse 5: Fearfulness and trembling are come upon me, and horror hath overwhelmed me.

Agwara m onwe m okwu sị, “A sịkwarị na m nwere nku dịka nduru! Agaara m efelaga ebe ọzọ gaa zuru ike.

KJV verse 6: And I said, Oh that I had wings like a dove! for then would I fly away, and be at rest.

Agaara m efelaga ebe dị anya, ga nọrọ nʼọzara;

KJV verse 7: Lo, then would I wander far off, and remain in the wilderness. Selah.

Agaara m eme ngwangwa gaa nʼebe mgbaba m, ebe dị anya site nʼebe ifufe siri ike na oke ifufe dị.”

KJV verse 8: I would hasten my escape from the windy storm and tempest.

O anyị, gbagwojuo ndị ajọ omume anya, mee ka ha ghara ịghọta ihe ibe ha na-ekwu, nʼihi na ana m ahụ ihe ike na ịlụ ọgụ nʼime obodo.

KJV verse 9: Destroy, O Lord, and divide their tongues: for I have seen violence and strife in the city.

Ehihie na abalị, ha na-ejegharị nʼelu mgbidi ya; iro na mmegbu dị nʼime ya.

KJV verse 10: Day and night they go about it upon the walls thereof: mischief also and sorrow are in the midst of it.

A na-ahụta akaọrụ ihe ịla nʼiyi nʼime obodo; ihe ike na ụgha ewerela ọnọdụ ha nʼime obodo.

KJV verse 11: Wickedness is in the midst thereof: deceit and guile depart not from her streets.

A sị na ọ bụ onye iro ji m eme ihe ọchị, apụrụ m ịnagide ya; a sịkwa na ọ bụ onye iro na-eweli onwe ya megide m, apụrụ m izonarị onwe m site nʼebe ọ nọ.

KJV verse 12: For it was not an enemy that reproached me; then I could have borne it: neither was it he that hated me that did magnify himself against me; then I would have hid myself from him:

Maọbụ gị, nwoke dịka m, onye mụ na ya dị na mma, enyi m ọma,

KJV verse 13: But it was thou, a man mine equal, my guide, and mine acquaintance.

onye mụ na ya na-enwe mmekọrịta dị ụtọ na mbụ, nʼụlọ , ka anyị na-ejegharị nʼetiti ọha mmadụ bịara ife ofufe.

KJV verse 14: We took sweet counsel together, and walked unto the house of God in company.

Ka ọnwụ bịakwasị ndị iro m na mberede; ka ha rịdaa ala mmụọ na ndụ, nʼihi na ihe ọjọọ na-achọta ebe ọnọdụ nʼetiti ha.

KJV verse 15: Let death seize upon them, and let them go down quick into hell: for wickedness is in their dwellings, and among them.

Ma akpọkuru m , Onyenwe anyị na-azọpụtakwa m.

KJV verse 16: As for me, I will call upon God; and the LORD shall save me.

Nʼụtụtụ, ma nʼehihie, ma nʼabalị, ka m sitere nʼoke ihe mgbu, na-akpọku ya ma ọ na-anụkwa olu m.

KJV verse 17: Evening, and morning, and at noon, will I pray, and cry aloud: and he shall hear my voice.

Ọ na-agbapụta m, mee ka m ghara imerụ ahụ, site nʼagha niile e busoro m, nʼagbanyeghị nʼọtụtụ biliri megide m.

KJV verse 18: He hath delivered my soul in peace from the battle that was against me: for there were many with me.

Chineke, onye nọkwasịrị nʼocheeze ya ruo mgbe ebighị ebi, onye na-adịghị agbanwe, ga-anụ olu ha, taakwa ha ahụhụ, nʼihi na ha adịghị atụ egwu .

KJV verse 19: God shall hear, and afflict them, even he that abideth of old. Selah. Because they have no changes, therefore they fear not God.

Onye mụ na ya dị na mma na-emegide ndị enyi ya, ọ na-emerụ ọgbụgba ndụ ya ka ọ ghara ịdị nsọ.

KJV verse 20: He hath put forth his hands against such as be at peace with him: he hath broken his covenant.

Okwu ọnụ ya dị mụrụmụrụ ka bọta, ma ibu agha juru ya obi; okwu ya niile dị nro karịa mmanụ, ma ha bụ mma agha e welitere maka ibu agha.

KJV verse 21: The words of his mouth were smoother than butter, but war was in his heart: his words were softer than oil, yet were they drawn swords.

Tụkwasị anyị mkpa gị niile, ọ ga-agba gị ume; ọ gaghị ekwe ka ewezuga onye ezi omume.

KJV verse 22: Cast thy burden upon the LORD, and he shall sustain thee: he shall never suffer the righteous to be moved.

Ma gị, O , ga-adọtu ndị ajọ omume nʼime olulu nke jupụtara nʼire ure; ndị ogbu mmadụ na ndị aghụghọ agaghị ebi ọ bụladị ọkara ndụ ha. Ma mụ onwe m, ọ bụ na gị ka m na-atụkwasị obi m.

KJV verse 23: But thou, O God, shalt bring them down into the pit of destruction: bloody and deceitful men shall not live out half their days; but I will trust in thee.

Every verse in Abụ Ọma 55

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 550:00 / 0:00