MyBibleAtlasAbụ Ọma 56

Abụ Ọma

Abụ Ọma 56

Psalm 56 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 56Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a lament Psalm that trusts God's word and care while enemies pursue and threaten.

When was it written?

The heading places this Psalm when the Philistines seized David in Gath. David's time there is recorded in 1 Samuel 21:10–15.

Abụ Ọma 56 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

O , meere m ebere, nʼihi na ndị mmadụ ji ike na-achụso m; ogologo ụbọchị niile, ha na-ebu agha imegide m.

KJV verse 1: Be merciful unto me, O God: for man would swallow me up; he fighting daily oppresseth me.

Ogologo ụbọchị niile ndị iro m na-achụso m; site na nganga ha, ọtụtụ na-ebu agha megide m.

KJV verse 2: Mine enemies would daily swallow me up: for they be many that fight against me, O thou most High.

Ma mgbe ụjọ na-atụ m, ọ bụ na gị ka m na-atụkwasị obi m.

KJV verse 3: What time I am afraid, I will trust in thee.

Nʼime onye m na-eto okwu ya, nʼime ka m na-atụkwasị obi; ụjọ agaghị atụ m. Gịnị ka mmadụ efu pụrụ ime m?

KJV verse 4: In God I will praise his word, in God I have put my trust; I will not fear what flesh can do unto me.

Ogologo ụbọchị niile, ha na-asụgharị okwu m kwuru isi; oge niile ka ha na-atụ atụmatụ imerụ m ahụ.

KJV verse 5: Every day they wrest my words: all their thoughts are against me for evil.

Ha na-agba izu nzuzo na-ezokwa onwe ha, ha na-enyochapụta nzọ ụkwụ m niile, dịkwa njikere ịnapụ m ndụ m.

KJV verse 6: They gather themselves together, they hide themselves, they mark my steps, when they wait for my soul.

Nʼihi ajọ omume ha, ekwekwala ka ha gbapụ; o , nʼime iwe gị, wedaa mba ndị a niile dị iche iche nʼala.

KJV verse 7: Shall they escape by iniquity? in thine anger cast down the people, O God.

Depụta akwa arịrị m; chekọtasịa anya mmiri akwa m niile nʼime karama gị. Ọ bụ na ha adịghị nʼakwụkwọ ndepụta gị?

KJV verse 8: Thou tellest my wanderings: put thou my tears into thy bottle: are they not in thy book?

Mgbe m ga-akpọku gị maka enyemaka, ndị iro m ga-agbaghachi azụ. Site nʼụzọ dị otu a, aga m amara na nọnyeere m.

KJV verse 9: When I cry unto thee, then shall mine enemies turn back: this I know; for God is for me.

Nʼime , onye m na-eto okwu ya, nʼime anyị, onye m na-eto okwu ya,

KJV verse 10: In God will I praise his word: in the LORD will I praise his word.

nʼime ka m na-atụkwasị obi; ụjọ agaghị atụ m. Gịnị ka mmadụ pụrụ ime m?

KJV verse 11: In God have I put my trust: I will not be afraid what man can do unto me.

O m, nʼisi m ka nkwa niile m kwere gị dị; aga m ewetara gị onyinye ekele m niile.

KJV verse 12: Thy vows are upon me, O God: I will render praises unto thee.

Nʼihi na ị zọpụtala m site nʼọnwụ, ma napụta ụkwụ m site nʼịsọ ngọngọ, ka m nwee ike jegharịa nʼihu , nʼìhè nke ndụ.

KJV verse 13: For thou hast delivered my soul from death: wilt not thou deliver my feet from falling, that I may walk before God in the light of the living?

Every verse in Abụ Ọma 56

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 560:00 / 0:00