MyBibleAtlasAbụ Ọma 59

Abụ Ọma

Abụ Ọma 59

Psalm 59 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 59Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a lament Psalm that asks for deliverance from violent enemies and praises God as a fortress.

When was it written?

The heading places this Psalm when Saul sent men to watch David's house in order to kill him. The account is in 1 Samuel 19:11.

Abụ Ọma 59 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

O , site nʼaka ndị iro m gbapụta m, chebe m site nʼaka ndị na-ebili imegide m.

KJV verse 1: Deliver me from mine enemies, O my God: defend me from them that rise up against me.

Gbapụta m site nʼaka ndị na-eme ajọ ihe, zọpụtakwa m site nʼaka ndị ogbu mmadụ.

KJV verse 2: Deliver me from the workers of iniquity, and save me from bloody men.

Lee ka ha siri zoo onwe ha nʼihi ịnapụ m ndụ! Ndị na-eme ihe ike na-agba izu megide m, o anyị, ma ọ bụghị nʼihi ihe m mere maọbụ mmehie m.

KJV verse 3: For, lo, they lie in wait for my soul: the mighty are gathered against me; not for my transgression, nor for my sin, O LORD.

Mgbe ọ na-adịghị ihe ọjọọ m mere, ma lee ha dị njikere imegide m. Bilie, bịa nyere m aka; lee ihe ọjọọ dakwasịrị m!

KJV verse 4: They run and prepare themselves without my fault: awake to help me, and behold.

Gị, Onyenwe anyị pụrụ ime ihe niile, gị onye bụ nke , kpọtee onwe gị ịta mba niile dị iche iche ahụhụ; e gosikwala ndị na-ezube nzube ọjọọ obi ebere.

KJV verse 5: Thou therefore, O LORD God of hosts, the God of Israel, awake to visit all the heathen: be not merciful to any wicked transgressors. Selah.

Nʼanyasị, ha na-alaghachi, na-eme mkpọtụ dịka ụmụ nkịta mgbe ha na-akpagharị nʼime obodo.

KJV verse 6: They return at evening: they make a noise like a dog, and go round about the city.

Lee ihe ha si nʼọnụ ha na-aghụpụta, okwu si nʼọnụ ha na-agbụpụta dị nkọ dịka mma agha, ha na-asịkwa, “Onye pụrụ ịnụ ihe anyị na-ekwu?”

KJV verse 7: Behold, they belch out with their mouth: swords are in their lips: for who, say they, doth hear?

Ma gị anyị, na-achị ha ọchị; ị na-akwa mba ndị a niile emo.

KJV verse 8: But thou, O LORD, shalt laugh at them; thou shalt have all the heathen in derision.

O, gị onye bụ ike m, ana m ele anya gị; gị, o , bụ ebe mgbaba m e wusiri ike.

KJV verse 9: Because of his strength will I wait upon thee: for God is my defence.

Chineke m, onye m tụkwasịrị obi. Chineke ga-ebutere m ụzọ mekwaa ka m chịa ndị niile na-ekwulu m ọchị.

KJV verse 10: The God of my mercy shall prevent me: God shall let me see my desire upon mine enemies.

O anyị na ọta anyị, egbukwala ha, ma ọ bụghị ya, ndị m ga-echefu. Were ike gị mee ka ha wagharịa, wedakwaa ha nʼala.

KJV verse 11: Slay them not, lest my people forget: scatter them by thy power; and bring them down, O Lord our shield.

Ka e jide ha nʼime nganga ha, nʼihi mmehie si ha nʼọnụ na-apụta, na nʼihi okwu ọnụ ha. Nʼihi okwu ọbụbụ ọnụ ha na okwu ụgha ha,

KJV verse 12: For the sin of their mouth and the words of their lips let them even be taken in their pride: and for cursing and lying which they speak.

jiri iwe ọkụ repịa ha, repịa ha ruo mgbe ha ga-aghọ ntụ. Mgbe ahụ, a ga-amata ruo na nsọtụ nke ụwa, na na-achị ọb.

KJV verse 13: Consume them in wrath, consume them, that they may not be: and let them know that God ruleth in Jacob unto the ends of the earth. Selah.

Nʼanyasị ha na-alaghachi; na-eme mkpọtụ dịka ụmụ nkịta, mgbe ha na-akpagharị nʼime obodo.

KJV verse 14: And at evening let them return; and let them make a noise like a dog, and go round about the city.

Ha na-awagharị na-achọ nri, na-etikwa mkpu ma ọ bụrụ na afọ ejughị ha.

KJV verse 15: Let them wander up and down for meat, and grudge if they be not satisfied.

Ma aga m abụ abụ banyere ike gị, nʼụtụtụ aga m abụ abụ banyere ịhụnanya gị; ị bụ ebe mgbaba m e wusiri ike, ebe mgbaba m nʼoge nsogbu.

KJV verse 16: But I will sing of thy power; yea, I will sing aloud of thy mercy in the morning: for thou hast been my defence and refuge in the day of my trouble.

O, gị onye bụ ike m, ana m abụku gị abụ otuto; gị, o , bụ ebe mgbaba m e wusiri ike, Chineke m, onye m na-adabere.

KJV verse 17: Unto thee, O my strength, will I sing: for God is my defence, and the God of my mercy.

Every verse in Abụ Ọma 59

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 590:00 / 0:00