MyBibleAtlasAbụ Ọma 60

Abụ Ọma

Abụ Ọma 60

Psalm 60 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 60Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a lament Psalm that seeks God's help in national defeat and trusts his promise of victory.

When was it written?

The heading connects this Psalm with the war against Aram and with Joab's defeat of Edom. The parallel notices appear in 2 Samuel 8:13 and 1 Chronicles 18:12.

Abụ Ọma 60 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

O , ị jụla anyị, ị tịwawo anyị nʼike; i wesola anyị iwe, ugbu a, kpọghachi anyị.

KJV verse 1: O God, thou hast cast us off, thou hast scattered us, thou hast been displeased; O turn thyself to us again.

I meela ka ala a maa jijiji, ị dọwakwala ya; mezie ntiwa ya niile, nʼihi na ọ na-ama jijiji.

KJV verse 2: Thou hast made the earth to tremble; thou hast broken it: heal the breaches thereof; for it shaketh.

I meela ka ndị gị gabiga ọnọdụ ihe isi ike; i nyela anyị mmanya nke mere ka anyị na-adagharị.

KJV verse 3: Thou hast shewed thy people hard things: thou hast made us to drink the wine of astonishment.

Ma nye ndị na-atụ egwu gị, i weliela otu ọkọlọtọ nke a ga-agbasa nʼihi eziokwu imegide ụta nke ndị iro.

KJV verse 4: Thou hast given a banner to them that fear thee, that it may be displayed because of the truth. Selah.

Were aka nri gị zọpụta anyị ma nyere anyị aka, ka a gbapụta ndị ị hụrụ nʼanya.

KJV verse 5: That thy beloved may be delivered; save with thy right hand, and hear me.

Chineke esitela nʼịdị nsọ ya kwuo, sị, “Nʼọnọdụ ọṅụ nke mmeri, aga m ekesa , tụkwaa ọt nʼihe ọtụtụ nyepụ ya.

KJV verse 6: God hath spoken in his holiness; I will rejoice, I will divide Shechem, and mete out the valley of Succoth.

bụ nke m, otu a kwa, Manase bụkwa nke m; Ifrem bụ okpu igwe m, Juda bụ mkpara eze m.

KJV verse 7: Gilead is mine, and Manasseh is mine; Ephraim also is the strength of mine head; Judah is my lawgiver;

bụ efere ịkwọ aka m, aga m atụsa akpụkpọụkwụ m nʼelu Edọm; nʼelu isi , ana m eti mkpu mmeri.”

KJV verse 8: Moab is my washpot; over Edom will I cast out my shoe: Philistia, triumph thou because of me.

Onye ga-akpọrọ m gaa nʼobodo e wusiri ike? Onye ga-edu m gaa Edọm?

KJV verse 9: Who will bring me into the strong city? who will lead me into Edom?

Ọ bụghị gị, O ? Gị onye jụrụ anyị, onye na-adịghị esokwa ndị agha anyị aga agha?

KJV verse 10: Wilt not thou, O God, which hadst cast us off? and thou, O God, which didst not go out with our armies?

Nyere anyị aka ka anyị pụọ nʼaka ndị iro, nʼihi na inyeaka mmadụ bụ ihe efu.

KJV verse 11: Give us help from trouble: for vain is the help of man.

Site na , anyị ga-enwe mmeri, ọ ga-azọpịa ndị iro anyị niile nʼala.

KJV verse 12: Through God we shall do valiantly: for he it is that shall tread down our enemies.

Every verse in Abụ Ọma 60

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 600:00 / 0:00