MyBibleAtlasAbụ Ọma 61

Abụ Ọma

Abụ Ọma 61

Psalm 61 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 61Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a lament Psalm that cries for refuge and prays for the king's enduring life.

Abụ Ọma 61 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Nụrụ akwa m, O , gee ntị nʼekpere m.

KJV verse 1: Hear my cry, O God; attend unto my prayer.

Ana m akpọku gị site na nsọtụ nke ụwa, ana m akpọku gị mgbe obi m na-ada mba; duru m gaa nʼoke nkume ahụ nke karịrị m elu.

KJV verse 2: From the end of the earth will I cry unto thee, when my heart is overwhelmed: lead me to the rock that is higher than I.

Nʼihi na ị bụrịị ebe mgbaba m, na ụlọ ahụ dịkarịrị elu, sie ike imegide onye iro ahụ.

KJV verse 3: For thou hast been a shelter for me, and a strong tower from the enemy.

Ọ na-agụ m ibi nʼụlọ ikwu gị ruo mgbe ebighị ebi, ka m gbaba, zere ndụ nʼokpuru nku gị abụọ.

KJV verse 4: I will abide in thy tabernacle for ever: I will trust in the covert of thy wings. Selah.

Nʼihi na gị onwe gị, Chineke, anụla nkwa niile m kwere; i nyela m ihe nketa nke ndị na-atụ egwu aha gị.

KJV verse 5: For thou, O God, hast heard my vows: thou hast given me the heritage of those that fear thy name.

Tụkwasị ọtụtụ ụbọchị na ndụ eze, mee ka afọ ya ruo ọtụtụ ọgbọ.

KJV verse 6: Thou wilt prolong the king’s life: and his years as many generations.

Kwere ka ọ nọrọ nʼocheeze nʼihu ruo mgbe ebighị ebi; zidata ịhụnanya gị na ikwesi ntụkwasị obi gị, ka ha na-echezikwa ya.

KJV verse 7: He shall abide before God for ever: O prepare mercy and truth, which may preserve him.

Mgbe ahụ, aga m abụ abụ otuto nye aha gị, ruo mgbe ebighị ebi. Aga m emezukwa nkwa m kwere gị ụbọchị niile.

KJV verse 8: So will I sing praise unto thy name for ever, that I may daily perform my vows.

Every verse in Abụ Ọma 61

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 610:00 / 0:00