MyBibleAtlasAbụ Ọma 62

Abụ Ọma

Abụ Ọma 62

Psalm 62 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 62Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a praise Psalm that waits in silence for God rather than trusting oppression, robbery or riches.

Abụ Ọma 62 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ọ bụ naanị nʼime ka mkpụrụobi m na-achọta izuike. Nzọpụta m na-esite na ya na-abịa.

KJV verse 1: Truly my soul waiteth upon God: from him cometh my salvation.

Naanị ya bụ oke nkume m na nzọpụta m; ọ bụ ebe mgbaba m e wusiri ike, agaghị m ama jijiji nʼọnọdụ m.

KJV verse 2: He only is my rock and my salvation; he is my defence; I shall not be greatly moved.

Ruo ole mgbe ka unu ga-anọgide na-ebuso agha megide nwoke a? Unu niile, unu chọrọ ịkwatu ya, ebe ọ bụ naanị mgbidi na-ada ada, mgbidi na-esighị ike e ji osisi wuo?

KJV verse 3: How long will ye imagine mischief against a man? ye shall be slain all of you: as a bowing wall shall ye be, and as a tottering fence.

Ha ekpebiela isite nʼọnọdụ ya dị elu kwatuo ya; okwu ụgha na-atọ ha ụtọ. Ha na-eji ọnụ ha na-agọzi, ma nʼime obi ha, ha na-abụ ọnụ.

KJV verse 4: They only consult to cast him down from his excellency: they delight in lies: they bless with their mouth, but they curse inwardly. Selah.

O mkpụrụobi m, chọta ezumike naanị nʼime ; olileanya m na-esite na ya na-abịa.

KJV verse 5: My soul, wait thou only upon God; for my expectation is from him.

Naanị ya bụ oke nkume m, na onye nzọpụta m. Naanị ya kwa bụ ebe mgbaba m e wusiri ike, agaghị m ama jijiji nʼọnọdụ m.

KJV verse 6: He only is my rock and my salvation: he is my defence; I shall not be moved.

Nzọpụta m na nsọpụrụ m dabeere na , Ọ bụ oke nkume m, ebe mgbaba m.

KJV verse 7: In God is my salvation and my glory: the rock of my strength, and my refuge, is in God.

Tụkwasịnụ ya obi mgbe niile, unu ndị mmadụ; kwupụtaranụ ya obi unu, nʼihi na bụ ebe mgbaba anyị.

KJV verse 8: Trust in him at all times; ye people, pour out your heart before him: God is a refuge for us. Selah.

Ndị nta nʼetiti ụmụ mmadụ bụ naanị otu nkuume, ndị ukwu bụ naanị ụgha; ọ bụrụ na a tụọ ha nʼihe ọtụtụ, ha bụ ihe efu; ha niile bụ naanị otu nkuume.

KJV verse 9: Surely men of low degree are vanity, and men of high degree are a lie: to be laid in the balance, they are altogether lighter than vanity.

Unu atụkwasịla obi unu nʼiji aka ike kpata ego, maọbụ tụkwasị olileanya unu nʼihe e zuru ezu; akụ unu nwere ike mụbaa, unu atụkwasịla ha obi.

KJV verse 10: Trust not in oppression, and become not vain in robbery: if riches increase, set not your heart upon them.

Chineke ekwuola otu ihe, ihe abụọ ka m nụrụ: “Na gị, O , dị ike,

KJV verse 11: God hath spoken once; twice have I heard this; that power belongeth unto God.

na gị, Onyenwe anyị, jupụtara nʼịhụnanya. Nʼezie, ị ga-akwụghachi onye ọbụla dịka ọrụ ya si dị.”

KJV verse 12: Also unto thee, O Lord, belongeth mercy: for thou renderest to every man according to his work.

Every verse in Abụ Ọma 62

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 620:00 / 0:00