MyBibleAtlasAbụ Ọma 63

Abụ Ọma

Abụ Ọma 63

Psalm 63 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 63Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a praise Psalm that longs for God and delights in his steadfast love in a dry land.

When was it written?

The heading places David in the wilderness of Judah. It does not name a more precise occasion or date.

Abụ Ọma 63 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

O , ị bụ m, e ji m obi m niile na-achọ gị; akpịrị na-akpọ mkpụrụobi m nkụ, anụ ahụ m na-achọsi gị ike, nʼala kpọrọ nkụ na nke ịda mba ebe mmiri na-adịghị nʼime ya.

KJV verse 1: O God, thou art my God; early will I seek thee: my soul thirsteth for thee, my flesh longeth for thee in a dry and thirsty land, where no water is;

Ahụla m gị nʼụlọnsọ gị, hụkwa ike gị na ebube gị.

KJV verse 2: To see thy power and thy glory, so as I have seen thee in the sanctuary.

Nʼihi na ịhụnanya gị dị mma karịa ndụ, aga m eji egbugbere ọnụ m jaa gị mma.

KJV verse 3: Because thy lovingkindness is better than life, my lips shall praise thee.

Ogologo ụbọchị m niile ka m ga-eto gị, aga m eweli aka m abụọ elu kpọkuo aha gị.

KJV verse 4: Thus will I bless thee while I live: I will lift up my hands in thy name.

Mkpụrụobi m ga-enwe afọ ojuju dịka onye ji ezi nri rijuo afọ; aga m eji egbugbere ọnụ jupụtara nʼabụ too gị.

KJV verse 5: My soul shall be satisfied as with marrow and fatness; and my mouth shall praise thee with joyful lips:

Nʼelu ihe ndina m, ana m echeta gị, ana m atụgharị uche nʼihe banyere gị, ogologo abalị niile.

KJV verse 6: When I remember thee upon my bed, and meditate on thee in the night watches.

Nʼihi na ị bụ onye inyeaka m, ana m abụ abụ nʼokpuru ndo nke nku gị.

KJV verse 7: Because thou hast been my help, therefore in the shadow of thy wings will I rejoice.

Mkpụrụobi m na-arapara gị nʼahụ; aka nri gị na-ejigide m.

KJV verse 8: My soul followeth hard after thee: thy right hand upholdeth me.

A ga-ala ndị na-achọ ndụ m nʼiyi; ha ga-arịda ruo ebe omimi nke ụwa.

KJV verse 9: But those that seek my soul, to destroy it, shall go into the lower parts of the earth.

A ga-eji mma agha laa ha nʼiyi, ha ga-abụkwa nri nye nkịta ọhịa.

KJV verse 10: They shall fall by the sword: they shall be a portion for foxes.

Ma eze ga-aṅụrị ọṅụ nʼime ; ndị niile na-eji aha aṅụ iyi ga-eto ya, ma a ga-eme ka ọnụ ndị niile na-agha ụgha dere duu.

KJV verse 11: But the king shall rejoice in God; every one that sweareth by him shall glory: but the mouth of them that speak lies shall be stopped.

Every verse in Abụ Ọma 63

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 630:00 / 0:00