MyBibleAtlasAbụ Ọma 65

Abụ Ọma

Abụ Ọma 65

Psalm 65 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 65Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a praise Psalm that praises God for answering prayer, forgiving sin and blessing the earth.

Abụ Ọma 65 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

I kwesiri otuto, O , nʼime ọn; ọ bụ gị ka anyị ga-emezuru nkwa anyị,

KJV verse 1: Praise waiteth for thee, O God, in Sion: and unto thee shall the vow be performed.

O gị onye na-anụ ekpere, ọ bụ gị ka mmadụ niile ga-abịakwute,

KJV verse 2: O thou that hearest prayer, unto thee shall all flesh come.

Mgbe mmehie na-anyịgbu anyị, ị gbaghara anyị njehie anyị niile.

KJV verse 3: Iniquities prevail against me: as for our transgressions, thou shalt purge them away.

Ngọzị na-adịrị ndị ahụ ị họpụtara, ka ha bịaruo nso, ibi nʼebe obibi gị! E ji ọtụtụ ezi ihe nke ụlọ gị, nke ụlọnsọ ukwuu gị, mee ka afọ ju anyị.

KJV verse 4: Blessed is the man whom thou choosest, and causest to approach unto thee, that he may dwell in thy courts: we shall be satisfied with the goodness of thy house, even of thy holy temple.

O , Onye nzọpụta anyị, i ji ọrụ ezi omume dị oke egwu na-aza anyị, ị bụ olileanya ndị niile bi na nsọtụ nke ụwa, na osimiri niile dị ebe dị anya,

KJV verse 5: By terrible things in righteousness wilt thou answer us, O God of our salvation; who art the confidence of all the ends of the earth, and of them that are afar off upon the sea:

onye ji ike ya kpụọ ugwu niile, ebe i yikwasịrị onwe gị ike dịka ngwa agha,

KJV verse 6: Which by his strength setteth fast the mountains; being girded with power:

onye mere ka ụda olu oke osimiri niile na ụda olu ebili mmiri, na ọgbaaghara mba niile deere duu.

KJV verse 7: Which stilleth the noise of the seas, the noise of their waves, and the tumult of the people.

Ụwa niile jupụtara nʼịtụnanya nʼihi ọrụ ebube gị niile, nʼebe chi na-abọ, ebe anyanwụ na-ada, ka ị na-akpọlite abụ ọṅụ.

KJV verse 8: They also that dwell in the uttermost parts are afraid at thy tokens: thou makest the outgoings of the morning and evening to rejoice.

Ị na-elekọta ala na-agba ya mmiri; ị na-eme ka ọ bụrụ ala dị mma. Isi iyi adịghị ata ata, nʼihi inye ndị mmadụ mkpụrụ ubi, nʼihi na ọ bụ otu a ka ị chọrọ ka ọ dịrị.

KJV verse 9: Thou visitest the earth, and waterest it: thou greatly enrichest it with the river of God, which is full of water: thou preparest them corn, when thou hast so provided for it.

Ị na-eme ka mmiri jupụta nʼala a kọrọ akọ mee ka elu aja a kọrọ akọ dị larịị; ị na-eji mmiri ozuzo eme ka ọ dị nro, na-agọzikwa ihe ndị akụnyere na ya.

KJV verse 10: Thou waterest the ridges thereof abundantly: thou settlest the furrows thereof: thou makest it soft with showers: thou blessest the springing thereof.

Ị na-eji owuwe ihe ubi bara ụba kpukwasị afọ ọbụla dịka okpueze, ụgbọ na-ebu ihe owuwe ubi na-ejubiga oke.

KJV verse 11: Thou crownest the year with thy goodness; and thy paths drop fatness.

Ala ebe ahịhịa na-epu nʼọzara na-ejupụta nʼahịhịa ndụ, e yikwasịrị ugwu niile obi ụtọ dịka uwe.

KJV verse 12: They drop upon the pastures of the wilderness: and the little hills rejoice on every side.

E were igwe anụ ụlọ kpuchie nʼelu ala niile ebe ahịhịa dị ndụ puru, ọka kpuchikwara ndagwurugwu niile; ha na-eti mkpu ọṅụ na-abụkwa abụ.

KJV verse 13: The pastures are clothed with flocks; the valleys also are covered over with corn; they shout for joy, they also sing.

Every verse in Abụ Ọma 65

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 650:00 / 0:00