MyBibleAtlasAbụ Ọma 64

Abụ Ọma

Abụ Ọma 64

Psalm 64 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 64Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a lament Psalm that asks God for protection from secret plots and trusts his righteous judgment.

Abụ Ọma 64 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Nụrụ olu m O , mgbe m na-akọsara gị ihe na-esogbu m. Chebe ndụ m site nʼaka ndị iro m.

KJV verse 1: Hear my voice, O God, in my prayer: preserve my life from fear of the enemy.

Zopu m pụọ nʼizu nzuzo niile nke ndị ọjọọ, site nʼatụmatụ ndị na-eme ajọ ihe.

KJV verse 2: Hide me from the secret counsel of the wicked; from the insurrection of the workers of iniquity:

Ha na-amụ ire ha dịka e si amụ mma agha, na-agbapụ okwu dịka àkụ ọjọọ.

KJV verse 3: Who whet their tongue like a sword, and bend their bows to shoot their arrows, even bitter words:

Ha na-agba onye na-enweghị ihe o mere àkụ site nʼebe nzuzo, na mberede ka ha na-agba ya, na-atụghị egwu.

KJV verse 4: That they may shoot in secret at the perfect: suddenly do they shoot at him, and fear not.

Ha na-agbarịta ibe ha ume na-atụmatụ ọjọọ, ha na-ekwu banyere isi ọnya ha na nzuzo, ha na-asị, “Onye ga-ahụ ya?”

KJV verse 5: They encourage themselves in an evil matter: they commune of laying snares privily; they say, Who shall see them?

Ha na-atụpụta atụmatụ ọjọọ na-asị, “Anyị echepụtala atụmatụ zuruoke!” Nʼezie, uche na obi mmadụ dị aghụghọ.

KJV verse 6: They search out iniquities; they accomplish a diligent search: both the inward thought of every one of them, and the heart, is deep.

Ma ga-agba ha àkụ, na mberede ka a ga-etida ha.

KJV verse 7: But God shall shoot at them with an arrow; suddenly shall they be wounded.

Ọ ga-atụgharị okwu ọnụ ha megide ha, mee ka ha laa nʼiyi; ndị niile hụrụ ha ga-efufe isi ha nʼịkwa emo.

KJV verse 8: So they shall make their own tongue to fall upon themselves: all that see them shall flee away.

Mmadụ niile ga-atụ egwu, ha ga-ekwupụta ọrụ niile nke , ma tụgharịa uche nke ọma banyere ihe o mere.

KJV verse 9: And all men shall fear, and shall declare the work of God; for they shall wisely consider of his doing.

Ndị ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ nʼime anyị, ha ga-agbabakwa nʼime ya; ndị niile obi ha ziri ezi ga-anyakwa isi nʼime ya.

KJV verse 10: The righteous shall be glad in the LORD, and shall trust in him; and all the upright in heart shall glory.

Every verse in Abụ Ọma 64

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 640:00 / 0:00