MyBibleAtlasAbụ Ọma 66

Abụ Ọma

Abụ Ọma 66

Psalm 66 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 66Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading does not name an author. This is a praise Psalm that invites all the earth to celebrate God's mighty works and answered prayer.

Abụ Ọma 66 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ụwa niile, jirinụ ọṅụ tikuo !

KJV verse 1: Make a joyful noise unto God, all ye lands:

Bụọ abụ banyere ebube aha ya; meenụ ka otuto ya bụrụ ihe dị ebube!

KJV verse 2: Sing forth the honour of his name: make his praise glorious.

Gwa okwu sị ya, “Lee ka ọrụ gị niile si dị oke egwu! Ike gị dị nnọọ ukwu, ya mere ndị iro gị, na-ada nʼihu gị nʼihi ụjọ.

KJV verse 3: Say unto God, How terrible art thou in thy works! through the greatness of thy power shall thine enemies submit themselves unto thee.

Ndị niile bi nʼụwa na-akpọ isiala nye gị; ha na-abụku gị abụ otuto, ha na-abụ abụ otuto nye aha gị.”

KJV verse 4: All the earth shall worship thee, and shall sing unto thee; they shall sing to thy name. Selah.

Bịa lee ihe mere, ụdị ọrụ oke egwu ọ na-arụ nʼihi mmadụ!

KJV verse 5: Come and see the works of God: he is terrible in his doing toward the children of men.

O mere ka osimiri ghọọ ala akọrọ, ha ji ụkwụ si nʼetiti osimiri gafee; bịanụ ka anyị ṅụrịa nʼime ya.

KJV verse 6: He turned the sea into dry land: they went through the flood on foot: there did we rejoice in him.

Ọ na-achị ruo mgbe ebighị ebi site nʼike ya, anya ya na-elekwa mba niile, ka ndị nnupu isi ghara ịfụlị onwe ha elu megide ya.

KJV verse 7: He ruleth by his power for ever; his eyes behold the nations: let not the rebellious exalt themselves. Selah.

Toonu anyị, unu mmadụ niile, kwere ka a nụ ụda otuto ya;

KJV verse 8: O bless our God, ye people, and make the voice of his praise to be heard:

O chebela ndụ anyị, ma mee ka ụkwụ anyị ghara ịmịchapụ.

KJV verse 9: Which holdeth our soul in life, and suffereth not our feet to be moved.

Nʼihi na ọ bụ gị, O , nwara anyị; ị nụchara anyị dịka ọlaọcha.

KJV verse 10: For thou, O God, hast proved us: thou hast tried us, as silver is tried.

Ị kpọbatara anyị nʼụlọ mkpọrọ, ma bokwasị ibu dị arọ nʼazụ anyị.

KJV verse 11: Thou broughtest us into the net; thou laidst affliction upon our loins.

I kwere ka ndị mmadụ rịa anyị elu; anyị esitela nʼime ọkụ na nʼime mmiri gafee. Ị kpọbatala anyị ebe anyị nwezuru ihe niile.

KJV verse 12: Thou hast caused men to ride over our heads; we went through fire and through water: but thou broughtest us out into a wealthy place.

Aga m e ji aja nsure ọkụ bata nʼime ụlọnsọ ukwu gị, imezu nkwa m kwere gị

KJV verse 13: I will go into thy house with burnt offerings: I will pay thee my vows,

nʼihi na nke a bụ ihe m ji ọnụ m kwuo, ọ bụkwa nke a ka egbugbere ọnụ m kwupụtara na m ga-eme nʼoge nsogbu m.

KJV verse 14: Which my lips have uttered, and my mouth hath spoken, when I was in trouble.

Aga m eji anụ ndị gbara abụba chụọrọ gị aja, ya na aja onyinye nke ọtụtụ ebule; Aga m achụkwa aja onyinye nke ọtụtụ oke ehi na mkpi.

KJV verse 15: I will offer unto thee burnt sacrifices of fatlings, with the incense of rams; I will offer bullocks with goats. Selah.

Bịanụ nụrụ, unu niile na-atụ egwu ; ka m kọọrọ unu ihe o meere m.

KJV verse 16: Come and hear, all ye that fear God, and I will declare what he hath done for my soul.

Eji m ọnụ m kpọkuo ya; otuto ya dị m nʼire.

KJV verse 17: I cried unto him with my mouth, and he was extolled with my tongue.

Ọ bụrụ na mmehie na-amasị m nʼime obi m, Onyenwe anyị agaraghị ege m ntị;

KJV verse 18: If I regard iniquity in my heart, the Lord will not hear me:

ma gere ntị nʼezie, nụrụkwa olu arịrịọ m.

KJV verse 19: But verily God hath heard me; he hath attended to the voice of my prayer.

Otuto dịrị , onye na-ajụghị ekpere m maọbụ ghara izi m ịhụnanya ya!

KJV verse 20: Blessed be God, which hath not turned away my prayer, nor his mercy from me.

Every verse in Abụ Ọma 66

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 660:00 / 0:00